gbábà
gbabà
Word | gbabà |
Definitions | Active verb 1.run into, in; (fig.) trust in; confide |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gịnị gbabara n'ụlọ?
Gịnị gbabara n'ụlọ?
What ran into the house.
Ọ ka mma ịgbaba n'ụlọụka.
Ọ ka mma ịgbaba n'ụlọụka.
It is better to run into the church.
Agbabara m n'ụlọ ha ka mmiri na-ezo.
Agbabara m n'ụlọ ha ka mmiri na-ezo.
I ran into their house while it rained.
Ọchịcha a na-agbaba n'okpuru akwa oge dum.
Ọchịcha a na-agbaba n'okpuru akwa oge dum.
This cockroach runs under the bed every time.
Onye na-agbaba na moto?
Onye na-agbaba na moto?
Who is running into the house?
Oke a enweghị ebe ọ ga-agbaba.
Oke a enweghị ebe ọ ga-agbaba.
This rat does not have any place to run into.
Achọrọ m ịgbaba n'aka Chineke.
Achọrọ m ịgbaba n'aka Chineke.
I want to run into the hands of God.
Gbabaa n'ime ụ̣lọ.
Gbabaa n'ime ụ̣lọ.
Run into the house.