Nkọwa okwu logo
Beta

gbádàtà

gbadàtà

Wordgbadàtà
Definitions

Active verb

1.reduce; make lower the sound or volume of an electronic device

2.reduce; make lower, the speed or pressure of a device or machine by turning a knob

Related Term
Word Stem

Examples

Ana m agbadata ya ka ọ ghara ịgbafusị.

Ana m agbadata ya ka ọ ghara ịgbafusị.

I am reducing it so that it does not flow away.

Agbadatara m onyoonyoo ka m nụ ihe nne na-ekwu.

Agbadatara m onyoonyoo ka m nụ ihe nne na-ekwu.

I reduced the volume of the tv so that I can hear what mom is saying.

Ọ chọghị ịgbadata egwu ọ na-ege.

Ọ chọghị ịgbadata egwu ọ na-ege.

He does not want to reduce the volume of the music he is listening to.

Ọ na-agbadata redio ya ma ọ chọ ịkpọ mmadụ.

Ọ na-agbadata redio ya ma ọ chọ ịkpọ mmadụ.

He reduces the volume of his radio when he wants to call somebody.

Ọ na-agbadata egwu ọ na-ege mgbe anyị bịara.

Ọ na-agbadata egwu ọ na-ege mgbe anyị bịara.

She was reducing the song she was listening to when we came.

Ị ga-agbadata ya ka anyị kpee ekpere.

Ị ga-agbadata ya ka anyị kpee ekpere.

You will reduce the volume so that we can pray.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.