gbá ükwü
gba ụkwụ̄
| Word | gba ụkwụ̄ |
| Definitions | Active verb 互扱 1.kick with the leg |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Olisa gbara ụzọ ahụ ụkwụ mgbe ọ na-agafe.
Olisa gbara ụzọ ahụ ụkwụ mgbe ọ na-agafe.
Olisa kicked that door when he was passing.
O kwesịghị ekwesị ịgba mmadụ ụkwụ na bọọlụ.
O kwesịghị ekwesị ịgba mmadụ ụkwụ na bọọlụ.
It is not right to kick someone in soccer.
A ga-agba ya ụkwụ n'afọ.
A ga-agba ya ụkwụ n'afọ.
He will be kicked in the belly.
Gbaa ya ụkwụ ka ị mara ma ihe ọ dị ya n'ime.
Gbaa ya ụkwụ ka ị mara ma ihe ọ dị ya n'ime.
Kick it so that you know if something is inside it.