Nkọwa okwu logo
Beta

gbá ütü

gba ụtụ

Wordgba ụtụ
Definitions

Active verb

1.be affected with boring grub (of wood)

Related Term
Word Stem

Examples

Osisi a na-agbakarị ụtụ.

Osisi a na-agbakarị ụtụ.

This wood is always affected by boring grub.

Osisi a ga-agba ụtụ ma ị hapụ ya ebe a.

Osisi a ga-agba ụtụ ma ị hapụ ya ebe a.

This wood will be affected with boring grub if you leave it here.

Akpati ozu ya gbara ụtụ.

Akpati ozu ya gbara ụtụ.

His coffin is affected with boring grub.

Nkụ a na-agba ụtụ.

Nkụ a na-agba ụtụ.

This firewood is to be affected with boring grub.

Oche a na-achọ ịgba ụtụ.

Oche a na-achọ ịgba ụtụ.

This chair is about to be affected with boring grub.

Osisi a gbaa ụtụ, gbaa ya ọkụ!

Osisi a gbaa ụtụ, gbaa ya ọkụ!

If this wood gets affected with boring grub, burn it!

A chọghị m nke gbara ụtụ.

A chọghị m nke gbara ụtụ.

I don't want the one boring grub has affected.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.