Nkọwa okwu logo
Beta

gbá ńtá

gba ntā

Wordgba ntā
Definitions

Active verb

箋軌

1.hunt

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha gburu nchi mgbe ha na-agba nta.

Ha gburu nchi mgbe ha na-agba nta.

They killed a grass-cutter while hunting.

Ịgba nta bụ otu n'ime ọrụ aka ndị Igbo.

Ịgba nta bụ otu n'ime ọrụ aka ndị Igbo.

Hunting is one of the occupations of the Igbo people.

Ha ga-agba nta echi.

Ha ga-agba nta echi.

They will hunt tomorrow.

Ahụrụ m ndị na-agba nta n'obodo m na izu ụka gara aga.

Ahụrụ m ndị na-agba nta n'obodo m na izu ụka gara aga.

I saw people hunting in my village last week.

A na-agba nta n'abalị.

A na-agba nta n'abalị.

Hunting is done at night.

Ịgba nta na-amasị m.

Ịgba nta na-amasị m.

I like hunting.

Jee, gbaa nta ka ibe gị.

Jee, gbaa nta ka ibe gị.

Go and hunt like others.

Ọ ga-agba nta ma ọ lọta.

Ọ ga-agba nta ma ọ lọta.

He will go hunting when he returns.

Ndị jere ịgba nta alọtala.

Ndị jere ịgba nta alọtala.

Those who went hunting are back.

Obi so nna ya gbaa nta ụnyaa.

Obi so nna ya gbaa nta ụnyaa.

Obi hunted with his father yesterday.

chü ńtá

chụ nta

Wordchụ nta
Definitions

Active verb

言軌

1.hunt; capture animals, especially for food

Related Term
Word Stem

Examples

Ịchụ nta na-amasị mụ na ndị enyi m.

Ịchụ nta na-amasị mụ na ndị enyi m.

My friends and I like to hunt.

Obinna jere ịchụ nta.

Obinna jere ịchụ nta.

Obinna went hunting.

Eze na-achụ nta ugbua.

Eze na-achụ nta ugbua.

The king is hunting now.

Nna m chụrụ nta mgbe ọ dị ndụ.

Nna m chụrụ nta mgbe ọ dị ndụ.

My father hunted when he was alive.

Obinna jere ịchụ nta.

Obinna jere ịchụ nta.

Obinna went hunting.

Ị ga-achụ nta echi?

Ị ga-achụ nta echi?

Will you hunt tomorrow?

Eze na-achụ nta ugbua.

Eze na-achụ nta ugbua.

The king is hunting now.

Obi na-achụ nta.

Obi na-achụ nta.

Obi hunts.

Olee ndị na-achụ nta?

Olee ndị na-achụ nta?

Which people are hunting?

Ndị dinta ga-achụ nta n'obodo m echi.

Ndị dinta ga-achụ nta n'obodo m echi.

The hunters will hunt in my village tomorrow.

Onye choro ịchụ nta?

Onye choro ịchụ nta?

Who wants to hunt?

Ịchụ nta na-amasị mụ na ndị enyi m.

Ịchụ nta na-amasị mụ na ndị enyi m.

My friends and I like to hunt.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.