gbásò
gbasò
Word | gbasò |
Definitions | Active verb 1.run to, after |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Naanị Chineke ka m chọrọ ịgbaso ugbua.
Naanị Chineke ka m chọrọ ịgbaso ugbua.
God is the only one I want to run after now.
M ga-agbaso nwunye m ma m hụ ya.
M ga-agbaso nwunye m ma m hụ ya.
I will run after my wife if I see her.
Ekwela ya gbaso ya.
Ekwela ya gbaso ya.
Do not allow him to run after her.
Adaobi gbasoro enyi ya nwoke.
Adaobi gbasoro enyi ya nwoke.
Adaobi ran after her boyfriend.
Ị chọọ, gbaso ya.
Ị chọọ, gbaso ya.
If you want, run after him.
Onye bụ onye ahụ ị na-agbaso?
Onye bụ onye ahụ ị na-agbaso?
Who is the person you are running after?
Ọ na-agbaso ụmụ ewu ahụ.
Ọ na-agbaso ụmụ ewu ahụ.
He is running after the goats.
Obinna gbasoro nwaanyị ọzọ.
Obinna gbasoro nwaanyị ọzọ.
Obinna ran after another woman.
gbájē
gbajē
Word | gbajē |
Definitions | Active verb 1.run to |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ebee ka nwunye gị gbajere?
Ebee ka nwunye gị gbajere?
Where did your wife run to?
O nweghị ebe i ga-agbaje taa.
O nweghị ebe i ga-agbaje taa.
There is nowhere to run to today.
E nweghi ebe m na-agbaje.
E nweghi ebe m na-agbaje.
I am not running to anywhere.
Nwata a na-agbaje na be nwanne ya oge ọbụla ihe mere.
Nwata a na-agbaje na be nwanne ya oge ọbụla ihe mere.
This child usually runs to her brother's place whenever something happens.
Gwa Chinedu gbaje na be nne ya.
Gwa Chinedu gbaje na be nne ya.
Tell Chinedu to run to his mother's place.
Achọrọ m ịgbaje na be enyi m.
Achọrọ m ịgbaje na be enyi m.
I want to run to my friends' place.
ńghötàhíé
nghọtàhie
Word | nghọtàhie |
Definitions | Noun 互換 1.misunderstanding; wrong understanding of something 2.disagreement; a quarrel |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gịnị kpatara nghọtaghie dị n'etiti ha?
Gịnị kpatara nghọtaghie dị n'etiti ha?
What caused the misunderstanding between them?
Ọ bụ nghọtahie ntụziaka ahụ mere m jiri gbahie ụzọ.
Ọ bụ nghọtahie ntụziaka ahụ mere m jiri gbahie ụzọ.
It was the misunderstanding of that direction that made me miss the way.
Nghọtahie na-ebute esemokwu.
Nghọtahie na-ebute esemokwu.
Misunderstanding breeds enmity.
Uche mere ka ya na enyi ya nwaanyị nwee nghọtahie.
Uche mere ka ya na enyi ya nwaanyị nwee nghọtahie.
Uche created misunderstanding between him and her girlfriend.
Ya na onye nkuzi ya nwere nghọtahie.
Ya na onye nkuzi ya nwere nghọtahie.
He had a misunderstanding with his teacher
O nwere nghọtahie banyere ebumnoobi m.
O nwere nghọtahie banyere ebumnoobi m.
She had a misunderstanding of my intention.