Nkọwa okwu logo
Beta

gbáwá

gbawa

Wordgbawa
Definitions

Active verb

1.burst

Related Terms
Word Stems

Examples

A ga-agbawa ya ma o kwe.

A ga-agbawa ya ma o kwe.

It will be bursted if he agrees.

Kedu ihe a na-eji agbawa ya?

Kedu ihe a na-eji agbawa ya?

What is used to burst it?

Ike ịgbawa ya adịghị m.

Ike ịgbawa ya adịghị m.

I don't have strenght to burst it.

Ọ na-agbawa ihe ọbụla enyere ya.

Ọ na-agbawa ihe ọbụla enyere ya.

He bursts anything he is given.

Ọ bụrụ na aha gị bụ Obi, gbawaa ya ka m hụ.

Ọ bụrụ na aha gị bụ Obi, gbawaa ya ka m hụ.

If your name is Obi, burst it let me see.

Ọ na-agbawa nke abụọ mgbe m bịara.

Ọ na-agbawa nke abụọ mgbe m bịara.

He was bursting the second one when I came.

gbùwá

gbùwa

Wordgbùwa
Definitions

Active verb

1.cut open, break into two (e.g. coconut)

2.split by cutting (especially with axe or matchet)

Variations-gbuwe
Related Term
Word Stem

Examples

Nwoke a chọrọ igbuwa m isi.

Nwoke a chọrọ igbuwa m isi.

This man wants to break my head.

Ọ na-egbuwa nkụ ahụ mgbe m bịara.

Ọ na-egbuwa nkụ ahụ mgbe m bịara.

He was breaking that wood when I came.

Onye gbuwara nnwa gị isi?

Onye gbuwara nnwa gị isi?

Who broke your child's head?

Emeka ga-egbuwa akị oyibo a na mgbede.

Emeka ga-egbuwa akị oyibo a na mgbede.

Emeka will break this coconut in the evening.

Amaghị m ihe ọ na-egbuwa ụbọchị ọbụla.

Amaghị m ihe ọ na-egbuwa ụbọchị ọbụla.

I don't know what he breaks every day.

Achọghị m igbuwa ya ugbu a.

Achọghị m igbuwa ya ugbu a.

I don't want to break it now.

Gbuwaa akị oyibo ahụ.

Gbuwaa akị oyibo ahụ.

Break that coconut.

Gịnị ka ị ji egbuwa ihe ahụ?

Gịnị ka ị ji egbuwa ihe ahụ?

Why are you breaking that thing?

Emeka ga-egbuwa akị oyibo a na mgbede.

Emeka ga-egbuwa akị oyibo a na mgbede.

Emeka will break this coconut in the evening.

Ọ na-egbuwa nkụ ahụ mgbe m bịara.

Ọ na-egbuwa nkụ ahụ mgbe m bịara.

He was breaking that wood when I came.

Gbuwaa akị oyibo ahụ.

Gbuwaa akị oyibo ahụ.

Break that coconut.

Amaghị m ihe ọ na-egbuwa ụbọchị ọbụla.

Amaghị m ihe ọ na-egbuwa ụbọchị ọbụla.

I don't know what he breaks every day.

Gịnị ka ị ji egbuwa ihe ahụ?

Gịnị ka ị ji egbuwa ihe ahụ?

Why are you breaking that thing?

Achọghị m igbuwa ya ugbu a.

Achọghị m igbuwa ya ugbu a.

I don't want to break it now.

Nwoke a chọrọ igbuwa m isi.

Nwoke a chọrọ igbuwa m isi.

This man wants to break my head.

Onye gbuwara nnwa gị isi?

Onye gbuwara nnwa gị isi?

Who broke your child's head?

gböwá

gbọwa

Wordgbọwa
Definitions

Active verb

1.split; hew (wood); burst

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gbọwaa ihe a ụzọ abụọ.

Gbọwaa ihe a ụzọ abụọ.

Split this thing into two.

Iko a na-achọ igbọwa.

Iko a na-achọ igbọwa.

This cup wants to break into two.

Okeke gbọwaa nkụ a.

Okeke gbọwaa nkụ a.

Okeke split this wood into two.

A chọrọ m ịgbọwa akpa mmiri a.

A chọrọ m ịgbọwa akpa mmiri a.

I want to burst this sachet of water.

Mmiri ọkụ na-agbọwa karama.

Mmiri ọkụ na-agbọwa karama.

Hot water breaks bottles.

Ite anyị gbọwara ụnyaahụ.

Ite anyị gbọwara ụnyaahụ.

Our pot broke yesterday.

Bọọlụ a ga-agbọwa.

Bọọlụ a ga-agbọwa.

This ball will burst.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.