Nkọwa okwu logo
Beta

gbàtá

gbàta

Wordgbàta
Definitions

Active verb

1.fetch a liquid (water, oil, wine, syrup)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ ga-agbatara gị mmiri na mgbede.

Ọ ga-agbatara gị mmiri na mgbede.

She will fetch water for you in the evening.

Obinna na-agbata mmanya.

Obinna na-agbata mmanya.

Obinna is fetching wine.

Ị gbata mmiri, wụnye ya n'ime ebe a.

Ị gbata mmiri, wụnye ya n'ime ebe a.

If you fetch wate, pour it inside here.

Nnenna na-esi ebe a agbata mmanụ.

Nnenna na-esi ebe a agbata mmanụ.

Nnenna fetches oil from here.

Kedụ mgbe ị ga-agbata mmanụ?

Kedụ mgbe ị ga-agbata mmanụ?

When are you going to fetch oil?

Eberechukwu jere ịgbata mmiri.

Eberechukwu jere ịgbata mmiri.

Eberechukwu went to fetch water.

Onye gbatara mmiri a?

Onye gbatara mmiri a?

Who fetched this water?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.