gbà
gbà
| Word | gbà |
| Definitions | Active verb 疫 1.bind; cohere; attach; add; pair; join; come together Medial verb 1.be adjoined; be connected |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na chi ha gbara ndụ.
Ha na chi ha gbara ndụ.
They are their god had a life bond.
Òbi ya na usekwu ya gba.
Òbi ya na usekwu ya gba.
His sitting room and his kitchen are connected.
Udo ga-agba akwụkwọ.
Udo ga-agba akwụkwọ.
Udo will be joined by the book.
Ụlọ m na nke ya gba.
Ụlọ m na nke ya gba.
My house is adjoined to his.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 1.expose; bear (display) 2.appear (look); come in a certain way |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nnamdị gbara ajị n'ọkpa.
Nnamdị gbara ajị n'ọkpa.
Nnamdi has hair on the leg.
Ọjị a gbara ibe anọ.
Ọjị a gbara ibe anọ.
This kola nut came in two parts.
Ọ gbara ihu n'elu mgbe m batara.
Ọ gbara ihu n'elu mgbe m batara.
He faced (exposed his face) up when I came in.
gbà
gbà
| Word | gbà |
| Definitions | Active verb 㘈 1.force to consume or eat; force-feed 2.be huge 3.mate or sex (especially animals) |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-agba ọkụkọ ya ọgwụ.
Ọ na-agba ọkụkọ ya ọgwụ.
She is force-feeding her chickens medicine.
Ọ gbara agba.
Ọ gbara agba.
She is huge.
Mkpi ya gbara nyiewu m.
Mkpi ya gbara nyiewu m.
Her he-goat mated my she-goat.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 碁 1.move vigorously or do something vigorous; perform an energetic action 2.play game (soccer) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ụgbaala Ferrari na-agba oke ọsọ.
Ụgbaala Ferrari na-agba oke ọsọ.
A Ferrari car runs very fast.
Ụmụaka na-agba bọọlụ.
Ụmụaka na-agba bọọlụ.
The children are playing football.
Anụ gbaa ajọ ọsọ, a gbaa ya ajọ egbe. (ilu)
Anụ gbaa ajọ ọsọ, a gbaa ya ajọ egbe. (ilu)
An animal that runs wickedly will be shot wickedly. (Proverb)
Ahụrụ m ka ha na-agba ọsọ.
Ahụrụ m ka ha na-agba ọsọ.
I saw them running.
Agwọ a nwere ike ịgba ọsọ.
Agwọ a nwere ike ịgba ọsọ.
This snake might run away.
Ha ga-agba bọọlụụkwụ.
Ha ga-agba bọọlụụkwụ.
They will play soccer.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 1.celebrate festivals e.g. Ọ̀falà, Christmas, etc |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A na-agba ọfala kwa afọ.
A na-agba ọfala kwa afọ.
Ofala is celebrated yearly.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 1.turn or twist something, especially a knob or cap |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ gbara ya bụ ọtụchi ugboro abụọ tupu o meghee.
Ọ gbara ya bụ ọtụchi ugboro abụọ tupu o meghee.
She turned the key twice before it opened.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 1.shoot; explode |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ogbuniigwe gbara ebe ahụ n'afọ gara aga.
Ogbuniigwe gbara ebe ahụ n'afọ gara aga.
A bomb exploded there last year.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 1.strike using the foot; kick 2.play any game that you have to use the legs to kick eg. soccer |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Gbaa m okpa n'eze!
Gbaa m okpa n'eze!
Kick me on the teeth!
Anyị ga-agba bọọlụ echi.
Anyị ga-agba bọọlụ echi.
We will play soccer tomorrow.
Ọ na-agba takwando.
Ọ na-agba takwando.
She does taekwondo.
Ọ na-agba bọọlụụkwụ.
Ọ na-agba bọọlụụkwụ.
He plays football.
gbá
gba
| Word | gba |
| Definitions | Active verb 1.sting; pierce with a sting |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Akpị ahụ chọrọ ịgba ya.
Akpị ahụ chọrọ ịgba ya.
That scorpion wanted to sting him.
Aṅụ ga-agba gị ebe ahụ.
Aṅụ ga-agba gị ebe ahụ.
A bee will sting you there.
Agbịsị gbara ya na mpata.
Agbịsị gbara ya na mpata.
An ant bit him in the thighs.
Gbaa ya ọkpọ n'isi.
Gbaa ya ọkpọ n'isi.
Give him a knock on the head.
Ijere na-agba ya.
Ijere na-agba ya.
He is being stung by soldier ants.
Anyị chọrọ ịgba bọọlụ.
Anyị chọrọ ịgba bọọlụ.
We want to play football.
sö
sọ
| Word | sọ |
| Definitions | Active verb 1.flow (liquid or gas) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Mmiri si ebe ahụ na-asọ.
Mmiri si ebe ahụ na-asọ.
Water is flowing from there.
Ọ na-asọ asọ.
Ọ na-asọ asọ.
It is flowing.
Ọ na-asọkarị n'ụtụtụ.
Ọ na-asọkarị n'ụtụtụ.
It flows more in the morning.
Ọ dịka ọ ga-asọ ọzọ.
Ọ dịka ọ ga-asọ ọzọ.
It is like it will flow again.
Ọsụsọ na-asọ ya ka mmiri n'ahụ.
Ọsụsọ na-asọ ya ka mmiri n'ahụ.
Sweat is flowing like river on his body.
Ọ sọrọ rute ebe a.
Ọ sọrọ rute ebe a.
It flowed and reached here.