ögbákǫ
ọgbakọ̀
Word | ọgbakọ̀ |
Definitions | Noun 㡎 1.gathering; council |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-enwe ọgbakọ ebe ahụ echi.
A ga-enwe ọgbakọ ebe ahụ echi.
There will be a gathering there tomorrow.
ńdókö
ndokọ
Word | ndokọ |
Definitions | Noun 1.arrangement, organization, gathering, putting together |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Obi bụ onye ndokọ.
Obi bụ onye ndokọ.
Obi knows how to arrange things.
Ndokọ akwụkwọ ndị ahụ hịara ahụ.
Ndokọ akwụkwọ ndị ahụ hịara ahụ.
Arranging those books was difficult.
E lebaala anya na ndọkọ ụtọasụsụ nke asụsụ.
E lebaala anya na ndọkọ ụtọasụsụ nke asụsụ.
The organisation of the grammar of that language has been examined.
Ndokọ ya bụ akwa amaka.
Ndokọ ya bụ akwa amaka.
The arrangement of the cloth is fine.
Ọ bụrụ na ọ bụghị ndokọ o dokọrọ edemede ya, ọ gaara ịda.
Ọ bụrụ na ọ bụghị ndokọ o dokọrọ edemede ya, ọ gaara ịda.
If not because he arranged his write-up, he would have failed.
ńzùkö
nzùkọ
Word | nzùkọ |
Definitions | Noun 1.meeting 2.gathering |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị nwere nzukọ echi.
Anyị nwere nzukọ echi.
We have a meeting tomorrow.
Kedụ onye anọghị na nzukọ ahụ?
Kedụ onye anọghị na nzukọ ahụ?
Who was not at that meeting?
Nke a bụ nzukọ ụmụnne.
Nke a bụ nzukọ ụmụnne.
This is a gathering of brethren.
Nzukọ anyị kwesịrị ịbụ echi.
Nzukọ anyị kwesịrị ịbụ echi.
Our meeting is supposed to be tomorrow.
Nzukọ anyị na-abụkarị n'oge Ekeresimeesi.
Nzukọ anyị na-abụkarị n'oge Ekeresimeesi.
Our meeting is usually during Christmas period.
Nzụkọ ha ebidoghi n'oge.
Nzụkọ ha ebidoghi n'oge.
Their meeting didn't start on time.
kpá
kpa
Word | kpa |
Definitions | Active verb 乱 1.cause; make something happen; 2.garner; get something by gathering or collecting it from different places or sources |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kpaa m ọchị.
Kpaa m ọchị.
Make me laugh.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-akpa ọkazị.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-akpa ọkazị.
I saw where he was garnering wild spinach.
Ọ kpara akụ n'Aba.
Ọ kpara akụ n'Aba.
He garnered wealth in Aba.
Ọ na-akpa nkụ ahụhụ.
Ọ na-akpa nkụ ahụhụ.
He is garnering ant infested firewood.
Omume ya na-akpa ọchị.
Omume ya na-akpa ọchị.
His behaviour is amusing.
Anyị ga-akpata nkụ ahụhụ ma anyị mee ihe a.
Anyị ga-akpata nkụ ahụhụ ma anyị mee ihe a.
We will invite problem if we this.
Ọ bụ Uchechi kpatara ya.
Ọ bụ Uchechi kpatara ya.
Uchechi caused it.
òbí
òbi
Word | òbi |
Definitions | Noun 葛 1.title of a king in Igbo land; central or most vital unit 2.palace; parlor; a building (in Igbo architecture) for gatherings especially belonging to a community or family |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
We gathered at the king's palace and discussed about the security of our community.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
We gathered at the king's palace and discussed about the security of our community.