kwájú
kwaju
Word | kwaju |
Definitions | Active verb 1.gather and fill; amass |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mgbe m kwajuru ya, Ị ga-ahụ ya.
Mgbe m kwajuru ya, Ị ga-ahụ ya.
When I fill it up, you will see it.
Olee ihe i kwajuru n'igbe a?
Olee ihe i kwajuru n'igbe a?
What did you fill this box with?
Ohere agaghị adị ịkwaju ihe n'ụlọ pere mpe.
Ohere agaghị adị ịkwaju ihe n'ụlọ pere mpe.
There will be no space fillng a small room with lot of things.
Nwoke ahụ ga-akwaju ego akwaju.
Nwoke ahụ ga-akwaju ego akwaju.
That man will amass enough money.
Idoko na-akwaju akpa nri m.
Idoko na-akwaju akpa nri m.
Idoko is filling my food bag.
Ihe ọ na-akwaju agwụla.
Ihe ọ na-akwaju agwụla.
What he is amassing has exhausted.
Emeka ga-akwaju ụgbọala ya.
Emeka ga-akwaju ụgbọala ya.
Emeka will gather and fill his car.
Kwajuo akpa a ka anyị pụọ.
Kwajuo akpa a ka anyị pụọ.
Gather and fill this bag let us leave.
Were ezigbo akpa kwajuo azụ m.
Were ezigbo akpa kwajuo azụ m.
Use a good bag to pack up my fishes.