Nkọwa okwu logo
Beta

gbų

gbụ̀

Wordgbụ̀
Definitions

Active verb

1.to loose appetite or interest; get tired of something or someone

Related Term
Word Stem

Examples

Ụdị ọrụ a na-agbụ agbụ ọsịịsọ.

Ụdị ọrụ a na-agbụ agbụ ọsịịsọ.

This kind of work quickly becomes boring.

Ọ dịghị mma ikwe ka ime ihe ọma gbụọ m.

Ọ dịghị mma ikwe ka ime ihe ọma gbụọ m.

It is not good to allow me get tired of doing good.

Nri a agbụla m

Nri a agbụla m

I have lost appetite for this food

Ihe niile gbasara ụlọakwụkwọ a agbụla m

Ihe niile gbasara ụlọakwụkwọ a agbụla m

I have lost interest in everything concerning this school

Ihe ọjọọ na-agbụ agbụ

Ihe ọjọọ na-agbụ agbụ

One can get tired of doing evil.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.