gbá òrìǹgò
gba òrìǹgò
Word | gba òrìǹgò |
Definitions | Active verb 1.party; have fun; make merry 2.live a lifestyle of joie de vivre, fun, gaiety, merriment, or partying |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ọ na-agba oringo na ngwụcha izuụka niile.
Ọ na-agba oringo na ngwụcha izuụka niile.
He parties every weekend.
òrìǹgò
òrìǹgò
Word | òrìǹgò |
Definitions | Noun 1.(lifestyle) joie de vivre; fun; gaiety; merriment; partying |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ gbara oringo mgbe ọ bụ okorobia.
Ọ gbara oringo mgbe ọ bụ okorobia.
He lived joi de vivre when he wasa young man.
Oringo ga-agwụ ego gị.
Oringo ga-agwụ ego gị.
Partying will finish your money.