òzíųdà
òziụ̀dà
Word | òziụ̀dà |
Definitions | Noun 1.radio (gadget); a device for receiving radio signals |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ gbanyụrụ oziụda ahụ.
Ọ gbanyụrụ oziụda ahụ.
She turned off the radio.
Nna m na-ege oziụda.
Nna m na-ege oziụda.
My father is listening to the radio.
Ọ bụ n'oziụda ka m nụrụ ihe mere.
Ọ bụ n'oziụda ka m nụrụ ihe mere.
I heard about what happened on the radio.
Oziụda m anaghịzi aru ọrụ.
Oziụda m anaghịzi aru ọrụ.
My radio is no longer working.
ńgwá
ngwa
Word | ngwa |
Definitions | Noun 暫 1.equipment; gadget |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gọọmentị mere ka ngwa dị iche iche e ji akọ ugbo dị mfe ịzụta.
Gọọmentị mere ka ngwa dị iche iche e ji akọ ugbo dị mfe ịzụta.
Government made farming equipment easy to purchase.
Ngwa ahụ galara ọnụ
Ngwa ahụ galara ọnụ
Those gadgets is expensive.
O so na ngwa egwu.
O so na ngwa egwu.
It is among musical equipment.
Ngwa o ji arụ ọrụ mebiri emebi.
Ngwa o ji arụ ọrụ mebiri emebi.
His working equipment got spoilt.
Ọ mara anya ngwa eji arụ ụlọ.
Ọ mara anya ngwa eji arụ ụlọ.
He is knowlegeable about building equipments.
Ngwa ọrụ m emeela ochie.
Ngwa ọrụ m emeela ochie.
My work equipment is old.