Nkọwa okwu logo
Beta

gábìgà

gabìgà

Wordgabìgà
Definitions

Active verb

1.experience; encounter

Related Term
Word Stem

Examples

Nna m kọ̣ọrọ anyị ihe ọ gabigara n'agha Biafra.

Nna m kọ̣ọrọ anyị ihe ọ gabigara n'agha Biafra.

My father told us what he experienced during the Biafra war.

O nweghị ihe ọ gabigara.

O nweghị ihe ọ gabigara.

She did not experience anything.

Ịgabiga ụfọdụ ihe siri ike na-enyere ndụ aka.

Ịgabiga ụfọdụ ihe siri ike na-enyere ndụ aka.

Experiencing some difficult things is good for life.

Ọ bụrụ na ị na-agabiga ihe mgbu ugbua, nwe ndidi.

Ọ bụrụ na ị na-agabiga ihe mgbu ugbua, nwe ndidi.

If you are going through difficult times now, be patient .

A chọghị m ịgabiga ihe i gabigara n'ụlọ a.

A chọghị m ịgabiga ihe i gabigara n'ụlọ a.

I do not want to go through what you went through in this house.

Ihe ndị mmadụ na-agabiga ugbua dị egwu.

Ihe ndị mmadụ na-agabiga ugbua dị egwu.

What people are passing through now is terrible.

Oge ya ruo, ọ ga-agabiga ya.

Oge ya ruo, ọ ga-agabiga ya.

When the time comes, she will experience it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.