Beta

bànyè

bànyè

Wordbànyè
Definitions

Active verb

貝角

1.enter; go in

2.board; get into a vehicle

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?

Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?

Do you want to enter that place?

Banye n'ime.

Banye n'ime.

Enter inside.

Achọrọ m ịbanye n'ụgbọala ọsọọsọ maka mmiri ozuzo.

Achọrọ m ịbanye n'ụgbọala ọsọọsọ maka mmiri ozuzo.

I want to enter the car quickly because of the rain.

Ahụrụ m ya ka ọ na-abanye ụgbọala.

Ahụrụ m ya ka ọ na-abanye ụgbọala.

I saw her entering a car.

Naanị ya ga-abanye.

Naanị ya ga-abanye.

Only him will enter.

Ịbanye n'ime ka mma.

Ịbanye n'ime ka mma.

It is better to enter inside.

Onye banyere?

Onye banyere?

Who entered?

Nonso ga-abanye ma i meghee ụzọ.

Nonso ga-abanye ma i meghee ụzọ.

If you open the door, Nonso will enter.

bàtá

bàta

Wordbàta
Definitions

Active verb

貝怠

1.enter; come into or inside

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị chọrọ ịbata ebe a?

Ị chọrọ ịbata ebe a?

Do you want to enter here?

Ọ ga-abata n'ime ụgbaala ugbu a.

Ọ ga-abata n'ime ụgbaala ugbu a.

She will enter inside the vehicle now.

Ọ na-abata n'ime ụlọ mgbe agwọ ahụ tara ya.

Ọ na-abata n'ime ụlọ mgbe agwọ ahụ tara ya.

He was entering the house when that snake bit him.

Bata n'ụlọ

Bata n'ụlọ

Enter the house

Gwa ya ka ọ bata

Gwa ya ka ọ bata

Tell him to come inside

Ha na-abata n'ụlọ m oge ọbụla ha chọrọ.

Ha na-abata n'ụlọ m oge ọbụla ha chọrọ.

They enter my house any time they want.