kwé önyà
kwe ọnyà
Word | kwe ọnyà |
Definitions | Active verb 1.set (rope, wire) trap; assemble a trap |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Biko kweere m ọnya ebe a.
Biko kweere m ọnya ebe a.
Please set a trap for me here.
Echefula kwere ọnya ahụ anyị siri.
Echefula kwere ọnya ahụ anyị siri.
Echefula assembled the trap we set.
Nna m na-ekwe ọnya n'ime ọhịa.
Nna m na-ekwe ọnya n'ime ọhịa.
My father sets trap in the bush.
Ọ ga-ekwe ọnya ahụ ebe a echi.
Ọ ga-ekwe ọnya ahụ ebe a echi.
He will set the trap here tomorrow.
Ikwe ọnya abụghị ọrụ dị mfe.
Ikwe ọnya abụghị ọrụ dị mfe.
To assemble trap is not an easy work.
Kwee ọnya maka oke ahụ.
Kwee ọnya maka oke ahụ.
Set trap for that rat.
Onye kwere ọnya a ebe a?
Onye kwere ọnya a ebe a?
Who set this trap here?
Chike gosiri anyị ka o si kwee ọnya ahụ.
Chike gosiri anyị ka o si kwee ọnya ahụ.
Chike showed us how he set that trap.
Amaghị m ekwe ọnya.
Amaghị m ekwe ọnya.
I don't know how to set trap.