jü ájüjü
jụ ajụjụ
| Word | jụ ajụjụ |
| Definitions | Active verb 絵寀絵絵 1.ask a question |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Anyị ga-ajụ ajụjụ ebe ahụ.
Anyị ga-ajụ ajụjụ ebe ahụ.
We will ask a question there.
Ọ na-ajụ ajụjụ iberiibe.
Ọ na-ajụ ajụjụ iberiibe.
He asks stupid questions.
Achoro m ka ị juo ajuju.
Achoro m ka ị juo ajuju.
I want you to ask questions.
Uchenna na-ajụ nne ya ajụjụ.
Uchenna na-ajụ nne ya ajụjụ.
Uchenna is asking his mom questions.
Onye na-ajụ ajụjụ nke ọma adịghị efu ụzọ.
Onye na-ajụ ajụjụ nke ọma adịghị efu ụzọ.
He that asks questions well does not get lost.
Onye bụ onye ahụ jụrụ ajụjụ taa?
Onye bụ onye ahụ jụrụ ajụjụ taa?
Who was that person that asked question today?
Ọ ga-ajụ ajụjụ ma ọ kụzichaa ihe.
Ọ ga-ajụ ajụjụ ma ọ kụzichaa ihe.
He will ask questions when he finish teaching.