güpų
gụpụ̀
Word | gụpụ̀ |
Definitions | Active verb 1.count out |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ji abụọ a na-ag̣upụ bụ nke a ga-enye arụsị.
Ji abụọ a na-ag̣upụ bụ nke a ga-enye arụsị.
The two yams that are counted out will be given to the idol.
Ọ bụrụ na ịgụpụ m n'ọrụ a, obi a gaghị adị m mma.
Ọ bụrụ na ịgụpụ m n'ọrụ a, obi a gaghị adị m mma.
If you count me out from this job, I will not be happy.
Ahụrụ m ka ọ na-agụpụ ndị nke ahụ.
Ahụrụ m ka ọ na-agụpụ ndị nke ahụ.
I saw him counting out those ones.
A ga-agụpụ ụmụaka abụọ a ma ndị uweojii bịa.
A ga-agụpụ ụmụaka abụọ a ma ndị uweojii bịa.
These two children will be counted out when the police arrives.
Ị chọrọ ịgụpụ m n'ọnụọgụgụ?
Ị chọrọ ịgụpụ m n'ọnụọgụgụ?
Do you want to count me out?
Ada na-agụpụ ndị mebiri emebi.
Ada na-agụpụ ndị mebiri emebi.
Ada counts out the ones that are spoilt.