gbàdò
gbàdò
Word | gbàdò |
Definitions | Active verb 1.get stuck in the throat; choke |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Amaghị m na mmiri nwere ike ịgbadọ mmadụ.
Amaghị m na mmiri nwere ike ịgbadọ mmadụ.
I didn't know that someone can be choked by water.
Ose ahụ na-agbado m n'akpịrị.
Ose ahụ na-agbado m n'akpịrị.
That pepper is choking me in the throat.
Ọkpụkpụ gbadoro ya.
Ọkpụkpụ gbadoro ya.
He was choked by bone.
Wepụ ya ebe ụmụaka nọ ka ọ ghara ịgbado ha.
Wepụ ya ebe ụmụaka nọ ka ọ ghara ịgbado ha.
Keep out of reach of children to avoid being choked.
Kedụ ihe m ga-eme ma nri gbado m?
Kedụ ihe m ga-eme ma nri gbado m?
What should I do if choked by food?
gbádó
gbado
Word | gbado |
Definitions | Active verb 1.hold by fastening with a belt, pin, clip etc. |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Were nwayọọ gbado ya.
Were nwayọọ gbado ya.
Clip it carefully.
Gbado ya ngwa ngwa.
Gbado ya ngwa ngwa.
Clip it fast.
Ọ gbadoro ya n'ahụ aja.
Ọ gbadoro ya n'ahụ aja.
He pinned it on the wall.
O ji igwe gbado ya.
O ji igwe gbado ya.
He held it with an iron.
Nna m ga-agbado ya.
Nna m ga-agbado ya.
My father will clip it.
Gbado ya n'akụkụ akpa dị n'uweelu gị.
Gbado ya n'akụkụ akpa dị n'uweelu gị.
Clip it on your breast pocket.
A chọrọ m ịgbado ya n'ahụ aja.
A chọrọ m ịgbado ya n'ahụ aja.
I want to pin it on the wall.
Udoka na-agbado ya n'oche.
Udoka na-agbado ya n'oche.
Udoka is fastening it on the seat.
Gbado ya n'akpa m.
Gbado ya n'akpa m.
Clip it on my bag.
Gịnị mere o ji agbado ihe a n'oche?
Gịnị mere o ji agbado ihe a n'oche?
Why is he fastening this thing on the seat.
Onyenkuzi m ga-agbado ha niile.
Onyenkuzi m ga-agbado ha niile.
My teacher will clip it.
Ọ na-agbado ihe n'akwa ya.
Ọ na-agbado ihe n'akwa ya.
She clips something on her cloth.
Ha gbadoro mkpado ahụ n'akwa onye ọbụla.
Ha gbadoro mkpado ahụ n'akwa onye ọbụla.
They clipped the tag on the cloth of everybody.