gátè áká
gatè akā
Word | gatè akā |
Definitions | Active verb 1.go far away |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị gatee aka, ị ga-ahụ ụlọ buru ibu.
Ị gatee aka, ị ga-ahụ ụlọ buru ibu.
If you go far you will see a big house.
Obinna gatere aka.
Obinna gatere aka.
Obinna went far
Mmadụ ịgate aka n'ihe ọmụmụ ya na-eweta mbuli elu.
Mmadụ ịgate aka n'ihe ọmụmụ ya na-eweta mbuli elu.
One going far in his studies brings promotion.
A hụghị m ha, ha agateela aka.
A hụghị m ha, ha agateela aka.
I did not see them, they have gone far.
Ị ga- agate aka tupu irute n'ụlọ ha.
Ị ga- agate aka tupu irute n'ụlọ ha.
You will go far before you get to their house.
Ị ga-agate aka tupu i hụ mmiri be anyị.
Ị ga-agate aka tupu i hụ mmiri be anyị.
You will go far before you see our water.
M na-agate aka tupu m ruo ebe ahịa dị.
M na-agate aka tupu m ruo ebe ahịa dị.
I do travel far before getting to where the market is.
Ọ gatere aka n'ụzọ a.
Ọ gatere aka n'ụzọ a.
He traveled far on this road.