Nkọwa okwu logo
Beta

gàrá önü

gàra ọnụ̄

Wordgàra ọnụ̄
Definitions

Active verb

㡨加㣶

1.be expensive, dear

Related Term
Word Stem

Examples

Achọghị akwa garara ọnụ.

Achọghị akwa garara ọnụ.

I do not want a costly cloth.

Udoka na-azụkarị ihe garara ọnụ.

Udoka na-azụkarị ihe garara ọnụ.

Udoka is always buying expensive things.

Ihe niile na-agara ọnụ ugbu a.

Ihe niile na-agara ọnụ ugbu a.

Everything is becoming expensive now.

Akpụkpọụkwụ ahụ garara ọnụ.

Akpụkpọụkwụ ahụ garara ọnụ.

That shoe is expensive.

Ihe niile na-achọzi ịgara ọnụ n'ahịa.

Ihe niile na-achọzi ịgara ọnụ n'ahịa.

Everything is about becoming expensive at the market.

Mmanụ petrol garara ọnụ.

Mmanụ petrol garara ọnụ.

Fuel is costly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.