hǫ
họ̀
| Word | họ̀ |
| Definitions | Active verb 錦 1.select or pick, especially as a separation technique 2.choose; select; pick (choice) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Obinna, họọ ya ahọ. Ọ bụghị ha niile dị mma.
Obinna, họọ ya ahọ. Ọ bụghị ha niile dị mma.
Obinna, be picky about it. Not all of them are good.
Obinna, họọ agwa ahụ.
Obinna, họọ agwa ahụ.
Obinna, pick that beans.
Aga m ahọ ndị ga-agba egwu, echi.
Aga m ahọ ndị ga-agba egwu, echi.
I will select those who will dance, tomorrow.
Aga m ahọ ya.
Aga m ahọ ya.
I will pick it.