zö
zọ
Word | zọ |
Definitions | Active verb 窟艶 1.scramble for; save |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Biko, zọọ nwata ahụ!
Biko, zọọ nwata ahụ!
Please, save that child!
Nna ha na-azọ ndụ otu nwoke mgbe anyị bịara.
Nna ha na-azọ ndụ otu nwoke mgbe anyị bịara.
The doctor was saving the life of a man when we came.
Ọ chọrọ ịzọ ndụ nwata ahụ.
Ọ chọrọ ịzọ ndụ nwata ahụ.
He wants to save the life of that child.
Ọ bụ m zọrọ ya ndụ.
Ọ bụ m zọrọ ya ndụ.
I was the one that saved his life.
Chi m ga-azọ m.
Chi m ga-azọ m.
My God will deliver me.
Ha na-azọ nri n'ezi.
Ha na-azọ nri n'ezi.
They are scrambling for food outside.
I che na nne gị ga-abịa zọọ gị?
I che na nne gị ga-abịa zọọ gị?
Do you think your mother will come and save you?
zö
zọ
Word | zọ |
Definitions | Active verb 㣜 1.contest or struggle for supremacy, control, or ownership of something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha malitere zọwa akpụkpụụkwụ ahụ oge ha hụrụ ya.
Ha malitere zọwa akpụkpụụkwụ ahụ oge ha hụrụ ya.
They started struggling for the shoe when they saw it.
Ịzọ ọkwa ọchịchị na-atọ nna m ụtọ.
Ịzọ ọkwa ọchịchị na-atọ nna m ụtọ.
Contesting for leadership position makes my father happy.
Ụba zọrọ ọkwa gọvanọ ihe karịrị ugboro abụọ.
Ụba zọrọ ọkwa gọvanọ ihe karịrị ugboro abụọ.
Uba contested for the office of the governor for more than two times.
Bịa zọọ ọkwa onyeisiala.
Bịa zọọ ọkwa onyeisiala.
Come and context for presidency
zǫ
zọ̀
Word | zọ̀ |
Definitions | Active verb 㣚 1.transplant tree; plant tree cuttings |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna m zọrọ icheku ebe ahụ.
Nna m zọrọ icheku ebe ahụ.
My father transplanted Dialium guineense there.
zǫ
zọ̀
Word | zọ̀ |
Definitions | Active verb 釜 1.match; step 2.transplant |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha na-azọ ije.
Ha na-azọ ije.
They are matching.
Ọ bụ na ị chọghị ịzọ ya ebea?
Ọ bụ na ị chọghị ịzọ ya ebea?
Don't you want to transplant it here?
Ka m jee zọọ ose ndị ahụ.
Ka m jee zọọ ose ndị ahụ.
Let me go and transplant those pepper(plants).
Ọ na-azọ ije ka enyi.
Ọ na-azọ ije ka enyi.
His footstep is like that of an elephant.
O fopuru nchụanwụ ọ zọrọ.
O fopuru nchụanwụ ọ zọrọ.
She uprooted the scent leaf she transplanted.
Ọ maghị na ọ ga-azọ ya ụkwụ.
Ọ maghị na ọ ga-azọ ya ụkwụ.
He didn't know that he will step on him.
zö
zọ
Word | zọ |
Definitions | Active verb 窟 1.save from danger or trouble |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị ka ha na-azọ?
Gịnị ka ha na-azọ?
What are they contesting for?
Ndị ọrụnchekwa ya zọrọ ya.
Ndị ọrụnchekwa ya zọrọ ya.
His security men saved him.
zö
zọ
Word | zọ |
Definitions | Active verb 1.claim something 2.rush something |
Variations | zọọ |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
A chọrọ m ịzọta ala wee zọba ute.
A chọrọ m ịzọta ala wee zọba ute.
I want to first claim a land before rushing for mat.
Ọ bịa ugbua, ọ ga-azọ oche.
Ọ bịa ugbua, ọ ga-azọ oche.
If he comes now, he will rush for chair.
Nwaanyị a na-azọkarị ihe abụghị nke ya.
Nwaanyị a na-azọkarị ihe abụghị nke ya.
This woman often claims things that are not hers.
Bịa zọrọ oke gị ugbua.
Bịa zọrọ oke gị ugbua.
Come claim your lot now.