Nkọwa okwu logo
Beta

kwü ųdǫ

kwụ ụ̀dọ̀

Wordkwụ ụ̀dọ̀
Definitions

Active verb

謹寇急

1.hang; kill by hanging

Related Terms
Word Stems

Examples

Amamiikpe ha bụ ịkwụ ha ụdọ.

Amamiikpe ha bụ ịkwụ ha ụdọ.

Their sentence was to kill them by hanging.

Iwu na-akwụ ndị na-eme ụdị ihe ahụ ụdọ.

Iwu na-akwụ ndị na-eme ụdị ihe ahụ ụdọ.

The law hangs people who do that type of thing.

A na-akwụ ya ụdọ.

A na-akwụ ya ụdọ.

He is being killed by hanging.

Jee kwụọ ụdọ ma ihe m na-ewe gị iwe.

Jee kwụọ ụdọ ma ihe m na-ewe gị iwe.

Go hang yourself if my thing hurts you.

O ga-akwu udo n'ejije a.

O ga-akwu udo n'ejije a.

She will hang herself in this movie.

Ọrụ ya bụ ịkwụ ndị ̣ohi ụdọ.

Ọrụ ya bụ ịkwụ ndị ̣ohi ụdọ.

His job is to kill thieves by hanging.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.