gà
gà
Word | gà |
Definitions | Inflectional suffix 啓 1.auxiliary part of a future verb; will(future) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ị ga-enye m ego m taa.
Ị ga-enye m ego m taa.
You will give me my money today.
A ga m eme ya.
A ga m eme ya.
I will do it.
ónyéámümá
onyeamụma
Word | onyeamụma |
Definitions | Noun 1.a prophet; a person who foretells future events by divine means |
Variations | onye amụma |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chike sị na ya bụ onyeamụmụ.
Chike sị na ya bụ onyeamụmụ.
Chike said that he is a prophet.
Nna ya abụghị ezi onyeamụma.
Nna ya abụghị ezi onyeamụma.
His father is not a good prophet.
Onyeamụma ahụ abịala.
Onyeamụma ahụ abịala.
That prophet has come.
ǫdįnīíhú
ọ̀dị̀niihu
Word | ọ̀dị̀niihu |
Definitions | Noun 1.a period of time when an action or activity is yet to happen; future |
Variations | ọ̀dị̀nihu |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Anyị ga-eleba okwu ahụ anya n'ọdinịịhu.
Anyị ga-eleba okwu ahụ anya n'ọdinịịhu.
We shall look into the matter in future.
ákàràáká
akàràaka
Word | akàràaka |
Definitions | Noun 1.natural force or power that controls human beings, especially their future endeavours; destiny |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ chọpụtabeghị ebe akaraka ya dị.
Ọ chọpụtabeghị ebe akaraka ya dị.
He or she is yet to discover where his or her destiny lies.