Nkọwa okwu logo
Beta

gbákèrì àlà

gbakèrì àlà

Wordgbakèrì àlà
Definitions

Active verb

1.run hither and thither; make fuss

2.be dilatory, going hither and thither without anything being seen done by the person; dilly- dally

Related Term
Word Stem

Examples

Chiedu na-agbakeri ala n'ọrụ ya mgbe ọbụla onyiisi ya batara.

Chiedu na-agbakeri ala n'ọrụ ya mgbe ọbụla onyiisi ya batara.

Chiedu makes a fuss, over his work, whenever his boss comes in.

Ọbịbịa ha mere ka m na-agbakeri ala.

Ọbịbịa ha mere ka m na-agbakeri ala.

Their coming made me to run hither and thither

Kedụ ihe ị na-agbakeriri ala?

Kedụ ihe ị na-agbakeriri ala?

Why are you running hither and thither?

Ị chọrọ ịgbakeri ala maka anyi? Biko enyekwala onwe gị nsogbu.

Ị chọrọ ịgbakeri ala maka anyi? Biko enyekwala onwe gị nsogbu.

Do you want to run hither and thither because of us? Please don't disturb yourself.

Ọ maghị na ọ ga-agbakeri ala.

Ọ maghị na ọ ga-agbakeri ala.

She did not know she will run helter skelter.

Ha gbakeriri ala tupu ha achọta m.

Ha gbakeriri ala tupu ha achọta m.

They made fuss before they found me.

Gbakerie ala chọta ego akwụkwọ ya biko.

Gbakerie ala chọta ego akwụkwọ ya biko.

Run around and raise his school fees please.

Achọghị m ihe ịgbakeri ala ahụ ugbua.

Achọghị m ihe ịgbakeri ala ahụ ugbua.

I don't need anything to make me run helter skelter.

ḿgbákéríàlà

mgbakeriàlà

Wordmgbakeriàlà
Definitions

Noun

1.busy achieving nothing; running here and there, running up and down; making fuss

Related Terms
Word Stems

Examples

Oke mgbakeriala adịghị mma.

Oke mgbakeriala adịghị mma.

Too much making of fuss is not good.

Oge ọbụla, Ifeanyị nọ na mgbakeriala.

Oge ọbụla, Ifeanyị nọ na mgbakeriala.

Ifeanyi is always running here and there.

Oge niile, Papa Ụzọamaka nọ na mgbakeriala.

Oge niile, Papa Ụzọamaka nọ na mgbakeriala.

Papa Ụzọamaka is always running up and down.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.