ńkwöchá
nkwọcha
Word | nkwọcha |
Definitions | Noun 1.not having fur(animal) or thread (object); baldness; 2.bald Adjective 1.the characteristic of not having hair or thread; bald |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Isi nkwọcha a mere m maa ezigbo mma.
Isi nkwọcha a mere m maa ezigbo mma.
This bald head made me very handsome.
Ọ nọtanwughị maka nkwọcha ọ kwọchara.
Ọ nọtanwughị maka nkwọcha ọ kwọchara.
It couldn't stay due to it's baldness.
Nkwọcha afọmoto ya kwọchara mere e jiri rie ya nra.
Nkwọcha afọmoto ya kwọchara mere e jiri rie ya nra.
The baldness of his tyres made him to be fined.
Nna m nwere isi nkwọcha.
Nna m nwere isi nkwọcha.
My father has bald head.
Ụmụnwoke niile nọ n'ezinụụlọ ha nwere isi nkwọcha.
Ụmụnwoke niile nọ n'ezinụụlọ ha nwere isi nkwọcha.
All the men in their family has bald head.
Ahụbeghị m nwaanyị nwere isi nkwọcha.
Ahụbeghị m nwaanyị nwere isi nkwọcha.
I have never seen a woman who has bald head.
Ha nille bụ nkwọcha nkwọcha.
Ha nille bụ nkwọcha nkwọcha.
All of them are bald/smooth.
Nkwọcha ọ kwọchara isi mere ya okenye.
Nkwọcha ọ kwọchara isi mere ya okenye.
His baldness made him look like an old man.