ǹgwürö
ǹgwụrọ̄
Word | ǹgwụrọ̄ |
Definitions | Noun 腺 1.inability of the legs to function; paralysis 2.a person whose legs are unable to function; a cripple; lame person |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agha a kara aka anaghị eri ngwọrọ.
Agha a kara aka anaghị eri ngwọrọ.
A planned battle does not engulf the lame.
Ngwọrọ anaghị agbasi ọsọ ike.
Ngwọrọ anaghị agbasi ọsọ ike.
The lame do not run fast.
O ji ngwụrọ ya egwu ndị mmadụ wayo.
O ji ngwụrọ ya egwu ndị mmadụ wayo.
He is defrauding people with his paralysis.
Nna ya bụ ngwụrọ
Nna ya bụ ngwụrọ
His father is lame
Ọgụegwu a bụ ngwọrọ.
Ọgụegwu a bụ ngwọrọ.
This singer is a cripple.
ńkwárü
nkwarụ
Word | nkwarụ |
Definitions | Noun 1.a physical or mental condition that limits the full function of a person or thing; disability; handicap |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye na-akpọ ayị?
Onye na-akpọ ayị?
Who is calling us?
Wetere anyị ego anyị
Wetere anyị ego anyị
Bring us our money.
Anyị no ebe a
Anyị no ebe a
We are here
Ọ sị na ọ ga-eleba anya n'ihe banyere ndị nwere nkwarụ.
Ọ sị na ọ ga-eleba anya n'ihe banyere ndị nwere nkwarụ.
He said he will look into issues concerning people with disability.
O bu nkwarụ a wee bịa ụwa.
O bu nkwarụ a wee bịa ụwa.
She was born with this disability.
Ọ bụ ndị nwere nkwarụ ka e dobeere ebe a.
Ọ bụ ndị nwere nkwarụ ka e dobeere ebe a.
This place is reserved for those with disability m.
Kedu ihe ndị na-echere ndị nwere nkwarụ akamgba?
Kedu ihe ndị na-echere ndị nwere nkwarụ akamgba?
What are the challenges facing people with disability?
Anyị dere gbasara ndị nwere nkwarụ.
Anyị dere gbasara ndị nwere nkwarụ.
We wrote about people with disability.
ṃgbàǹchéfù
m̀gbàǹchefù
Word | m̀gbàǹchefù |
Definitions | Noun 1.dementia; a health condition of loss of intellectual functioning, especially with impairment of memory and abstract thinking |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E nwere ndị dọkịta na-ahụ maka mgbanchefu.
E nwere ndị dọkịta na-ahụ maka mgbanchefu.
There are doctors that deals with dementia.
Mgbanchefu na-eme ndị na-arịa ya ihere
Mgbanchefu na-eme ndị na-arịa ya ihere
People that suffer dementia are always ashamed of it.
Mgbanchefu na-abịakarị n'okenye.
Mgbanchefu na-abịakarị n'okenye.
Dementia usually comes at old age.
Mgbanchefu bụ ọrịa uche.
Mgbanchefu bụ ọrịa uche.
Dementia is a mental sickness.
Ọ na-ara onye nwere mgbanchefu ahụ ịkpa nkata doro anya.
Ọ na-ara onye nwere mgbanchefu ahụ ịkpa nkata doro anya.
Someone with dementia finds it difficult to have clear conversations.
Mgbanchefu na-aka ebu ọghọm n'etiti ndị karịrị afọ iri isii na ise.
Mgbanchefu na-aka ebu ọghọm n'etiti ndị karịrị afọ iri isii na ise.
Dementia comes with more risk among people older than sixty five years.
Ịrahụ ezigbo ụra na-enye aka igbochi mgbanchefu.
Ịrahụ ezigbo ụra na-enye aka igbochi mgbanchefu.
Getting enough sleep helps prevent dementia.
ųzà
ụ̀zà
Word | ụ̀zà |
Definitions | Noun 1.a device that filters or absorbs particles of liquid, gas, light, sound, or other radiations; filter 2.sieve 3.a function that removes unwanted data in computing |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nne m zụtara ụza ọhụrụ.
Nne m zụtara ụza ọhụrụ.
My mother bought a new sieve.
Aga m etinye ụza ọkụ n'ihu ya.
Aga m etinye ụza ọkụ n'ihu ya.
I will put a light filter in front of it.
Ụza ahụ buru ibu.
Ụza ahụ buru ibu.
That filter is big.
Jiri ụza chọọ aha gị ka ọ dịrị gị mfe ịchọta.
Jiri ụza chọọ aha gị ka ọ dịrị gị mfe ịchọta.
Use the filter to search your name so that it will be easier for you to find.
Ụza okwu m mebiri emebi.
Ụza okwu m mebiri emebi.
My mouth piece filter is spoilt.
Ụza ekwentị m dị mma.
Ụza ekwentị m dị mma.
My mobile phone filter is okay.
O ji ụza wepụ mkpọtụ niile.
O ji ụza wepụ mkpọtụ niile.
He used the filter to remove all the noise.
ńkö
nkọ
Word | nkọ |
Definitions | Noun 寝 1.angle 2.sharpness; the quality of being sharp or quick to function |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Agụba o ji kpụọ ya isi dị nkọ.
Agụba o ji kpụọ ya isi dị nkọ.
The razor blade he shaved his hair with is sharp.
Mma tara nchara agaghị adịnwu nkọ.
Mma tara nchara agaghị adịnwu nkọ.
A rusted knife can't be sharp.
E ji mma dị nkọ gbuda osisi ahụ.
E ji mma dị nkọ gbuda osisi ahụ.
That tree was cut down with a sharp knife.
Nke adịghị nkọ ka o nyere m.
Nke adịghị nkọ ka o nyere m.
The one that is not sharp is what he gave me.
Mechie ọnụ! ire gị dị nkọ.
Mechie ọnụ! ire gị dị nkọ.
Shut your mouth! your tongue is sharp.
ísíòbòdò
isiòbòdò
Word | isiòbòdò |
Definitions | Noun 1.capital; the town that functions as the seat of government |
Variations | isi obodo |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Abụja bụ isiobodo Naịjiria.
Abụja bụ isiobodo Naịjiria.
Abuja is the capital of Nigeria.
Nnọọ, n'isiobiodo Amerịka.
Nnọọ, n'isiobiodo Amerịka.
Welcome to the capital of America.
Ụgbaala ha mebiri mgbe ha rutere isiobodo ahụ.
Ụgbaala ha mebiri mgbe ha rutere isiobodo ahụ.
Their vehicle spoilt when they arrived the capital state.
Isiobodo Imo na-ekwo ekwo.
Isiobodo Imo na-ekwo ekwo.
The capital of Imo is busy.
Ha gara njem nlereanya n'isiobodo Legọs.
Ha gara njem nlereanya n'isiobodo Legọs.
They went for an excursion in the capital of Lagos.
Isiobodo ọbụla kwesiri imepe emepe.
Isiobodo ọbụla kwesiri imepe emepe.
Every capital state is meant to be developed.