Nkọwa okwu logo
Beta

fúfè ísí

fufè isī

Wordfufè isī
Definitions

Active verb

1.shake the head (side to side), especially in disagreement or refusal

Related Terms
Word Stems

Examples

Achụzịa fufere isi mgbe m jụrụ ya ma o riela nri.

Achụzịa fufere isi mgbe m jụrụ ya ma o riela nri.

Achuzia shook his head when I asked him whether he has eaten.

Ọ dara ogbi. Ị jụọ ya ajụjụ o fufee isi.

Ọ dara ogbi. Ị jụọ ya ajụjụ o fufee isi.

He is dumb. If you ask him questions he shakes his head.

Ifufe isi bu ̣ihe e ji ama onye uche ya na-adịghị n'ihe a na-ekwu.

Ifufe isi bu ̣ihe e ji ama onye uche ya na-adịghị n'ihe a na-ekwu.

Shaking of head is what is used to know who is not interested in what is being discussed.

O fufere isi mgbe ọ hụrụ Adaobi.

O fufere isi mgbe ọ hụrụ Adaobi.

He shook his head when he saw Adaobi.

O fufere isi oge ọ hụrụ m.

O fufere isi oge ọ hụrụ m.

He shaked his head when he saw me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.