Nkọwa okwu logo
Beta

fųchà

fụ̀chà

Wordfụ̀chà
Definitions

Active verb

1.blow air, especially from the mouth, to remove dirt or chaff; blow off

Related Terms
Word Stems

Examples

Ada fụchara osikapa ahụ.

Ada fụchara osikapa ahụ.

Ada removed the chaff in the rice by blowing.

Achọrọ m ịfụcha osikapa n'ehihie.

Achọrọ m ịfụcha osikapa n'ehihie.

I want to blow chaff off the rice in the afternoon.

Ha na-afụcha ọka.

Ha na-afụcha ọka.

They are blowing chaff off the corn.

Fụchaa ọpụpa a!

Fụchaa ọpụpa a!

Blow chaffs off this groundnut.

Ụmụ m ga-afụcha àgwà ahụ taa.

Ụmụ m ga-afụcha àgwà ahụ taa.

My children will blow chaffs off the beans today.

hüchá

hụcha

Wordhụcha
Definitions

Active verb

1.see all; see clearly; see well

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyi na-ahụcha ihe na-aga.

Anyi na-ahụcha ihe na-aga.

We see well what is actually going on.

Ọ dịghị mfe ịhụcha ihe zoro ezo.

Ọ dịghị mfe ịhụcha ihe zoro ezo.

It is not easy seeing all that is hidden.

Gbaa mbọ huchaa ebe ọ banyerẹ.

Gbaa mbọ huchaa ebe ọ banyerẹ.

Ensure you see all the places he entered.

Ha ga-ahụcha ya ma mechie ọnụ.

Ha ga-ahụcha ya ma mechie ọnụ.

They will see it clearly but keep mute.

Nwa m na-ahụcha ihe unu na-eme.

Nwa m na-ahụcha ihe unu na-eme.

My child is seeing all you are doing.

Ada hụchara ihe o ji see ya.

Ada hụchara ihe o ji see ya.

Ada saw clearly what he used in the drawing.

fų(chà)

fụ̀(chà)

Wordfụ̀(chà)
Definitions

Active verb

触選

1.winnow completely

Related Term
Word Stem

Examples

A chọrọ ịfụcha osikapa a.

A chọrọ ịfụcha osikapa a.

I want to winnow this rice.

Ahụrụ ka ọ na-afụcha ahuekere ahụ.

Ahụrụ ka ọ na-afụcha ahuekere ahụ.

I saw her winnowing that groundnut.

Ọ na-afụcha ahụekere ọ na-ere n'ụtụtụ ọbụla.

Ọ na-afụcha ahụekere ọ na-ere n'ụtụtụ ọbụla.

She winnows the groundnut she is selling every morning.

Kedụ onye ga-afụchara m ihe a?

Kedụ onye ga-afụchara m ihe a?

Who will winnow this thing for me?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.