Nkọwa okwu logo
Beta

fú èfù

fu èfù

Wordfu èfù
Definitions

Active verb

1.lose; go astray; be lost

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m akwụkwọ a ifu efu.

Achọghị m akwụkwọ a ifu efu.

I do not want this book missing.

Amaara m na mgbaaka ahụ ga-efu efu.

Amaara m na mgbaaka ahụ ga-efu efu.

I know that that bracelet will get lost.

Ị chọtaala nke na-efu efu?

Ị chọtaala nke na-efu efu?

Have you found the one that is missing?

Ego a fuo efu, m tie gị ihe.

Ego a fuo efu, m tie gị ihe.

If this money misses, i will beat you.

Ego ya na-efu efu mgbe ọbụla ọ gara ahịa.

Ego ya na-efu efu mgbe ọbụla ọ gara ahịa.

Her money is always missing whenever she goes to the market.

Akwa a dị ka ihe ga-efu efu.

Akwa a dị ka ihe ga-efu efu.

This clothe resembles what is going to go missing.

Enyi m na-efu efu.

Enyi m na-efu efu.

My friend is missing.

Ego m furu efu.

Ego m furu efu.

My money got missing.

pú ēpú

pu ēpū

Wordpu ēpū
Definitions

Active verb

1.spring up; sprout; grow shoots

2.be perforated; leak; have hole(s)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ite ahụ puru epu.

Ite ahụ puru epu.

The pot has holes.

Mmanụ ahụ si ebe na-epu epu wụọ m.

Mmanụ ahụ si ebe na-epu epu wụọ m.

The oil poured on me through the leaked points.

Ọ chọrọ ịzụ jiakpụ na-epu epu.

Ọ chọrọ ịzụ jiakpụ na-epu epu.

She wants to buy cassava that grow shoots.

Ihe ndị a ga-epu epu.

Ihe ndị a ga-epu epu.

These things will develop holes.

Mkpụrụ oroma ahụ na-epu.

Mkpụrụ oroma ahụ na-epu.

The orange seed is sprouting.

Ji a Ada kọrọ ebe a anaghị epu epu.

Ji a Ada kọrọ ebe a anaghị epu epu.

This yam Ada planted here does not sprout.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.