fųwá
fụ̀wa
Word | fụ̀wa |
Definitions | Active verb 1.puff, burst (as bag) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ị ga-afụwa ya .
Ị ga-afụwa ya .
You will burst it.
Afọ ya ga-afụwa.
Afọ ya ga-afụwa.
His tommy will burst.
Fụwaa bolombolo a.
Fụwaa bolombolo a.
Burst this baloon.
Ahụrụ m oge ọ na-afụwa bọọlụ gị.
Ahụrụ m oge ọ na-afụwa bọọlụ gị.
I saw the time he was bursting your ball.
Ọ bụ ya fụwara bọọlụ m.
Ọ bụ ya fụwara bọọlụ m.
He was the one that burst my ball.
Ị chọrọ ịfụwa bolonbolo a?
Ị chọrọ ịfụwa bolonbolo a?
Do you want to burst this ballon?
Onye fụwara ya?
Onye fụwara ya?
Who burst it?
Hapụ ya, ọ ga-afụwa.
Hapụ ya, ọ ga-afụwa.
Leave it, it will burst.
Ọ fụwara ya.
Ọ fụwara ya.
She burst it.