fųté
fụ̀te
Word | fụ̀te |
Definitions | Active verb 1.wake someone up from sleep with the sound of a whistle, trumpet, or flute |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Opiike a ị na-egbu ga-afụte ndị nkuzi anyị.
Opiike a ị na-egbu ga-afụte ndị nkuzi anyị.
This trumpet you are blowing will blow awake our teachers.
Jiri opi a fụtee ụmụ akwụkwọ niile.
Jiri opi a fụtee ụmụ akwụkwọ niile.
Use this horn to blow awake all the students.
Jiri nwayọ, i nwere ike ịfụte nnwa m.
Jiri nwayọ, i nwere ike ịfụte nnwa m.
Take it easy, you may blow wake my child.
E ji ọja afụte dike n'ụra.
E ji ọja afụte dike n'ụra.
The flute blows awake the hero.
Ọ bụ opi m na-egbu fụtere gị n'ụra?
Ọ bụ opi m na-egbu fụtere gị n'ụra?
Is it the flute that am blowing that woke you up?