Nkọwa okwu logo
Beta

gbárų íhú

gbarụ̀ ihu

Wordgbarụ̀ ihu
Definitions

Active verb

1.frown; look sullen or sad as if to show disapproval

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ga-agbarụ ihu ma ọ gwa anyị okwu.

Anyị ga-agbarụ ihu ma ọ gwa anyị okwu.

We will frown if he talks to us.

Ọ na-agbarụ ihu mgbe ọbụla.

Ọ na-agbarụ ihu mgbe ọbụla.

She frowns always.

Ọ ga-agbarụ ihu ma i zie ya ozi.

Ọ ga-agbarụ ihu ma i zie ya ozi.

She will frown her face if you send her on errand.

Ịgbarụ ihu na-emebi ihu.

Ịgbarụ ihu na-emebi ihu.

Frowning the face pokers the face.

Ngwangwa ọ natara ozi ahụ, ọ gbarụọ ihu ya.

Ngwangwa ọ natara ozi ahụ, ọ gbarụọ ihu ya.

Immediately she received that message, she frowned her face.

Gịnị mere iji agbarụ ihu gị?

Gịnị mere iji agbarụ ihu gị?

Why are you frowning your face?

Ị gbarụọ ihu, amachie m gị ntị.

Ị gbarụọ ihu, amachie m gị ntị.

If you frown, I will slap you.

Toochi ga-agbarụ ihu ma ị gwa ya ihe a.

Toochi ga-agbarụ ihu ma ị gwa ya ihe a.

Toochi will frown if you tell her this.

Agbarụrụ m ihu mgbe ọ bịara.

Agbarụrụ m ihu mgbe ọ bịara.

I frowned when he came.

Ego na-agbarụ ihu ya mgbe ọbụla.

Ego na-agbarụ ihu ya mgbe ọbụla.

Ego frowns her face all the time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.