ńchérïtá
ncherịta
Word | ncherịta |
Definitions | Noun 1.front; opposite |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Olee nke dị na ncherịta ihu gị?
Olee nke dị na ncherịta ihu gị?
Which one is opposite you?
Anọ m na ncherịta ihu TiiVii.
Anọ m na ncherịta ihu TiiVii.
I am opposite the TV.
Ha guzo na ncherịta ihu ụlọọrụ unu.
Ha guzo na ncherịta ihu ụlọọrụ unu.
They are standing at the front of your office.
Ọ dị na ncherịta ihu gị.
Ọ dị na ncherịta ihu gị.
It is opposite you.
Bịa na ncherịta ọdọ ụgbọala Ifesinachi.
Bịa na ncherịta ọdọ ụgbọala Ifesinachi.
Come to the opposite of Ifesinachi motor park.
Ala ahụ nọ na ncherịta ụlọọgwụ.
Ala ahụ nọ na ncherịta ụlọọgwụ.
That land is opposite the hospital.
Guzo na ncherịta ihu mgbidi a.
Guzo na ncherịta ihu mgbidi a.
Stand at the opposite of this wall.
Debe ya na ncherịta ụlọ unu.
Debe ya na ncherịta ụlọ unu.
Keep it at the front of your house.