ńdï ényì
ndị enyì
Word | ndị enyì |
Definitions | Noun 以込 1.friends |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kedụ mgbe ndị enyi ya lara?
Kedụ mgbe ndị enyi ya lara?
When did his friends go?
Gosi m ndị enyi gị.
Gosi m ndị enyi gị.
Show me your friends.
E nwere ndị enyi ya m ma.
E nwere ndị enyi ya m ma.
There are some of his friends I know.
Ndị enyi unu na-agbalị.
Ndị enyi unu na-agbalị.
Your friends are trying.
Ndị enyi m abịala.
Ndị enyi m abịala.
My friends have arrived.
ǫyį
ọ̀yị̀
Word | ọ̀yị̀ |
Definitions | Noun 挙 1.friend; companion 2.romantic partner; lover 3.mistress; adultery |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Emeka na Uju bụ ọyị.
Emeka na Uju bụ ọyị.
Emeka and Uju are friends.
Ọyịm agwaram gị agwa bụ ezigbo ọyị. Akaaram agwa gị agwa bụ ajọ ọyị
Ọyịm agwaram gị agwa bụ ezigbo ọyị. Akaaram agwa gị agwa bụ ajọ ọyị
"My friend I told you" Is a good friend. "I would have told you" is a bad friend.
Ọtụtụ ndị ọyị ya bịara mmemme ahụ.
Ọtụtụ ndị ọyị ya bịara mmemme ahụ.
Most of his friends attended the ceremony.
Ényíńnáyá
Enyinnaya
Word | Enyinnaya |
Definitions | Name 1.his father's friend |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
No examples
ényì nwókē
enyì nwokē
Word | enyì nwokē |
Definitions | Noun 込子男 1.boy friend; man friend; male friend |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Achọghị m enyi nwoke ọbụla.
Achọghị m enyi nwoke ọbụla.
I do not want any boyfriend.
Enyị m nwoke toro ogologo.
Enyị m nwoke toro ogologo.
My boyfriend is tall.
Enweghị m enyi nwoke.
Enweghị m enyi nwoke.
I don't have a boyfriend.
Enyi nwoke Ada zụtaara ya akpa.
Enyi nwoke Ada zụtaara ya akpa.
Ada's boyfriend bought a bag for her.
ényí nwāányï
enyi nwaanyị
Word | enyi nwaanyị |
Definitions | Noun 込子女 1.girl friend; woman friend; female friend |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Emeka enweghị enyi nwaanyị.
Emeka enweghị enyi nwaanyị.
Emeka does not have a girlfriend.
Enyi m nwaanyị mara mma.
Enyi m nwaanyị mara mma.
My girl friend is beautiful.
Enyi ya nwaanyị zụtara ụgbaala.
Enyi ya nwaanyị zụtara ụgbaala.
His girlfriend bought a car.
ògbò
ògbò
Word | ògbò |
Definitions | Noun 1.namesake; comrade; friend; pal; reincarnated person |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-akpọ ya "ogbo ndị nọ n'ahụhụ".
A na-akpọ ya "ogbo ndị nọ n'ahụhụ".
He is called "friend of those in suffering".
Chinenye bụ ogbo m.
Chinenye bụ ogbo m.
Chinenye is my namesake.
ényì
enyì
Word | enyì |
Definitions | Noun 込 1.someone whom one shares mutual affection with, except biological family; friend |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Enyi m zụtaara m akpa ojii.
Enyi m zụtaara m akpa ojii.
My friend bought a black bag for me.
Enyi abụọ ndị a hụrụ onwe ha n'anya.
Enyi abụọ ndị a hụrụ onwe ha n'anya.
The two friends love each other.
Ha bụ enyi kemgbe ha dị na nwata.
Ha bụ enyi kemgbe ha dị na nwata.
They were friends since childhood.
Enyi gị bịara taata.
Enyi gị bịara taata.
Your friend came today.
Enyi onye ka ị bụ?
Enyi onye ka ị bụ?
Whose friend are you?
Enyi toro ogologo.
Enyi toro ogologo.
My friend is tall.
Onye bụ enyi gị?
Onye bụ enyi gị?
Who is your friend?
Agara m be enyi m.
Agara m be enyi m.
I want to my friend's house.
chíömá
chiọma
Word | chiọma |
Definitions | Name 1.good God; luck; arriving and meeting with luck; encountering luck at arrival (e.g. meeting a friend at table on arrival at his house); a female name [Chioma] |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Enwere m chiọma.
Enwere m chiọma.
I have good luck.
E nweghị m chiọma na njem ahụ.
E nweghị m chiọma na njem ahụ.
I had no luck during that trip.
Aha ya bụ Chiọma.
Aha ya bụ Chiọma.
Her name is Chiọma.
Osita tọrọ Chiọma.
Osita tọrọ Chiọma.
Osita is older than Chioma.
O ji chiọma kpọ m ihu.
O ji chiọma kpọ m ihu.
He met me with good luck.
Chioma ya si n'aka Chukwu.
Chioma ya si n'aka Chukwu.
Her luck is from God.
Chiọma bịara ebe a.
Chiọma bịara ebe a.
Chiọma came here.