Nkọwa okwu logo
Beta

ǹjüóyí

ǹjụōyī

Wordǹjụōyī
Definitions

Noun

1.a refrigerator; a fridge

Related Terms
Word Stems

Examples

Wetara m mmanya dị na njụoyi.

Wetara m mmanya dị na njụoyi.

Bring me the drink in the fridge.

Nna m zụtara njụoyi ọhụrụ.

Nna m zụtara njụoyi ọhụrụ.

My father bought a new fridge.

Anyị ga-azụta njụoyi ọzọ.

Anyị ga-azụta njụoyi ọzọ.

We will buy another refrigerator.

Onye yewere njụoyi a oye?

Onye yewere njụoyi a oye?

The left this refrigerator open?

Nna m na-atụ mgbere njụoyi.

Nna m na-atụ mgbere njụoyi.

My father deals in refrigerators.

Tinye nri ahụ na njụoyi.

Tinye nri ahụ na njụoyi.

Put that food in the fridge.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.