Nkọwa okwu logo
Beta

ísīíyí

isiiyī

Wordisiiyī
Definitions

Noun

簡過

1.the source from which something proceeds; a path of supply mostly spring of water; fountain

Variationsisi iyi
Related Term
Word Stem

Examples

Isiiyi ahụ tere aka.

Isiiyi ahụ tere aka.

The source of the water is far.

Anyị kutere mmiri n'isiiyi.

Anyị kutere mmiri n'isiiyi.

We fetched water from the source.

Anyị gara n'isiiyi.

Anyị gara n'isiiyi.

We went to the source.

Isiiyi ahụ dị n'elu ugwu.

Isiiyi ahụ dị n'elu ugwu.

The source of the water is on top of the hill.

Chukwu bụ isiiyi nke ndụ m

Chukwu bụ isiiyi nke ndụ m

God is the fountain of my life

O duuru anyị ruo n'isiiyi.

O duuru anyị ruo n'isiiyi.

He accompanied us to the source.

Anyị achọpụtabeghị isiiyi okwu ahụ.

Anyị achọpụtabeghị isiiyi okwu ahụ.

We have not discovered the source of that issue.

Ọdịghị mfe ijeru n'isiiyi mmiri ahụ.

Ọdịghị mfe ijeru n'isiiyi mmiri ahụ.

It is not easy to get to the source of that water.

Ọ juru ase banyere isiiyi nsogbu ya.

Ọ juru ase banyere isiiyi nsogbu ya.

He enquired about the source of his problem.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.