Nkọwa okwu logo
Beta

àbö

àbọ

Wordàbọ
Definitions

Noun

1.forest

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebe a dum bụ abọ tupu isi ezi anyị abịafeta.

Ebe a dum bụ abọ tupu isi ezi anyị abịafeta.

This whole place was a forest before our patriach came over.

Ha jere ịkpa nkụ n'abọ.

Ha jere ịkpa nkụ n'abọ.

They went to fetch firewood in the forest.

O nweghị onye bi n'abọ.

O nweghị onye bi n'abọ.

Nobody lives in the forest.

Ụmụ anụọhịa bi n'abọ.

Ụmụ anụọhịa bi n'abọ.

Wild animals live in the forest.

Ha hụrụ agwọ n'abọ.

Ha hụrụ agwọ n'abọ.

They saw a snake in the forest.

Abọ a buru ibu.

Abọ a buru ibu.

This forest is big.

Ọ dị n'abọ.

Ọ dị n'abọ.

It is in the forest.

ájööhïá

ajọ̄ọhịa

Wordajọ̄ọhịa
Definitions

Adjective

1.evil forest; forbidden forest

Variationsajọ̄ ọhịa
Related Term
Word Stem

Examples

A tụnyere ozu ya na ajọọhịa.

A tụnyere ozu ya na ajọọhịa.

His corpse was thrown into the evil forest.

Ekusara ụmụ ejima ahụ n'ajọọhịa.

Ekusara ụmụ ejima ahụ n'ajọọhịa.

Those twins were dumped in the evil forest.

Amaghị m maka ajọọhịa.

Amaghị m maka ajọọhịa.

I don't know about evil forest.

A mụrụ ya n'ajọọhịa.

A mụrụ ya n'ajọọhịa.

He was born in the evil forest.

Ndị mmụọ na-anọ n'ajọọhịa.

Ndị mmụọ na-anọ n'ajọọhịa.

Spirits live in forest.

Ha bi n'ajọọhịa.

Ha bi n'ajọọhịa.

They live in the evil forest.

Ihe dị egwu na-eme n'ajọọhịa.

Ihe dị egwu na-eme n'ajọọhịa.

Mysterious things happens in the evil forest.

Anụmaanụ dị iche iche na-ebi n'ajọọhịa.

Anụmaanụ dị iche iche na-ebi n'ajọọhịa.

Different types of animals live in the evil forest.

E nweghi ajọọhịa n'obodo m.

E nweghi ajọọhịa n'obodo m.

There is no evil forest in my community.

úzè

uzè

Worduzè
Definitions

Noun

1.Giant Forest squirrel (Protoxerus strangeri) that resembles the ordinary squirrel

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Uze na ọsa yiri onwe ha.

Uze na ọsa yiri onwe ha.

The giant squirrel and squirrel resemble.

Uze na-ata akwụ.

Uze na-ata akwụ.

The giant squirrel is eating palm kernel.

Anyị gburu uze ise n'ugbo anyị

Anyị gburu uze ise n'ugbo anyị

We killed five uze in our farm.

Uze na-atawa akị siri ike.

Uze na-atawa akị siri ike.

The giant squirrel cracks hard nuts.

ńkïtáöhïá

nkịtāọ̄hịā

Wordnkịtāọ̄hịā
Definitions

Noun

孤林

1.wild dog; undomesticated dog; (a) dog whose natural environment is the forest or desert

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị dinta gbagburu nkịtaọhịa n'obodo m.

Ndị dinta gbagburu nkịtaọhịa n'obodo m.

The hunters killed a wild dog in my village.

Dinta ahụ gburu nkịtaọhịa

Dinta ahụ gburu nkịtaọhịa

That hunter killed hyena

Nkịtāọhịā na-aga n'igwe.

Nkịtāọhịā na-aga n'igwe.

Hyena move in a group.

E nwere nkịtaọhịa n'ọba anụmanụ.

E nwere nkịtaọhịa n'ọba anụmanụ.

There is hyena in the zoo.

Nkịtāọhịā na-eri anụ ndị ọzọ.

Nkịtāọhịā na-eri anụ ndị ọzọ.

Hyena is a carnivorous animal.

Nkịtaọhịa ahụ na-eri nsị.

Nkịtaọhịa ahụ na-eri nsị.

That wild dog feeds on feaces.

Ọ ga-enwekwa ndị na-ere anụ nkịtaọhịa.

Ọ ga-enwekwa ndị na-ere anụ nkịtaọhịa.

There will be people that sell bush dog meat.

Nkịtaọhịa na-abatakarị n'ụlọ a n'ehihie ọbụla.

Nkịtaọhịa na-abatakarị n'ụlọ a n'ehihie ọbụla.

Wild dog usually enters this house every afternoon.

Ọ bụ nkịtaọhịa tagburu nwoke ahụ.

Ọ bụ nkịtaọhịa tagburu nwoke ahụ.

It was a wild dog that bit that man to death.

Nkịtaọhịa ka o ji achụ ndị ohi.

Nkịtaọhịa ka o ji achụ ndị ohi.

He chases thieves with wild dog.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.