Nkọwa okwu logo
Beta

rí ńrí

ri nrī

Wordri nrī
Definitions

Active verb

概猿

1.eat food

Related Terms
Word Stems

Examples

Ana m eri nri mgbe ị na-akpọ̣ m.

Ana m eri nri mgbe ị na-akpọ̣ m.

I was eating when you were calling me.

Bịa ka i rie nri gị.

Bịa ka i rie nri gị.

Come and eat your food.

Ha ga-eri nri n'ehihie.

Ha ga-eri nri n'ehihie.

They will eat food in the afternoon.

Amaka riri nri nwanne ya nwaanyị.

Amaka riri nri nwanne ya nwaanyị.

Amaka ate her sister's food.

ré ńrí

re nrī

Wordre nrī
Definitions

Active verb

購猿

1.sell food

Related Terms
Word Stems

Examples

Nne m na-ere nri.

Nne m na-ere nri.

My mother sells food.

A ga-ere nri ebe a echi.

A ga-ere nri ebe a echi.

Food will be sold here tomorrow.

Nwunye ya rere nri ebe a n'abalị.

Nwunye ya rere nri ebe a n'abalị.

His wife sold food here at night.

Ọ malitela ire nri.

Ọ malitela ire nri.

He has started selling food.

Ree nri a ka anyị laa.

Ree nri a ka anyị laa.

Sell this food lets go home.

sí ńrí

si nrī

Wordsi nrī
Definitions

Active verb

1.cook food

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka ga-esi ji taa.

Emeka ga-esi ji taa.

Emeka will cook yam today.

I sie nri ahụ, i rie ya naanị gị.

I sie nri ahụ, i rie ya naanị gị.

If you cook that food, you eat it alone.

Isi nri na-amasị m.

Isi nri na-amasị m.

I like cooking.

Ijeoma na-esi nri ugbua.

Ijeoma na-esi nri ugbua.

Ijeoma is cooking now.

Nne m siri nri n'ụtụtụ.

Nne m siri nri n'ụtụtụ.

My mother cooked food in the morning.

Sie nri ka anyị rie.

Sie nri ka anyị rie.

Cook and let us eat.

Achọrọ m isi nri.

Achọrọ m isi nri.

I want to cook food.

Onye siri nri a?

Onye siri nri a?

Who cooked this food?

kè ńrí

kè nrī

Wordkè nrī
Definitions

Active verb

1.share food

Related Terms
Word Stems

Examples

̣Ị chọrọ ike nri?

̣Ị chọrọ ike nri?

Do you want to share food,

Ike nri bụ ọrụ ha.

Ike nri bụ ọrụ ha.

To share food is their role.

Ugbua ka ha na-eke nri.

Ugbua ka ha na-eke nri.

They are sharing the food now.

Nne m na-eke nri n'usekwu.

Nne m na-eke nri n'usekwu.

My mother is sharing food in the kitchen.

Onye kere nri a?

Onye kere nri a?

Who distributed this food

Anyị ga-eke nri anyị n'ụtụtụ a.

Anyị ga-eke nri anyị n'ụtụtụ a.

We shall share our food this morning.

Onye a amaghị eke nri.

Onye a amaghị eke nri.

This person does not know how to share food.

Jee kee nri biko.

Jee kee nri biko.

Go and share food please.

kpá ńrí

kpā n̄rī

Wordkpā n̄rī
Definitions

Active verb

乱猿

1.provide food

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụ Ụkachi kpara nri mgbe nnenanna ha nwụrụ.

Ọ bụ Ụkachi kpara nri mgbe nnenanna ha nwụrụ.

It was Ukachi that provided food when their parents died.

rìchá

rìcha

Wordrìcha
Definitions

Active verb

1.fnish the food

2.spending everything

Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m iricha ego m.

A chọrọ m iricha ego m.

I want to spend all my money.

Nkechi richara nri o bu bịa.

Nkechi richara nri o bu bịa.

Nkechi finished the food she came with.

A na-ericha nri tupu a kọwa akụkọ n'ụlọ a.

A na-ericha nri tupu a kọwa akụkọ n'ụlọ a.

We finish eating before story telling in this house.

Ha ga-ericha nri ahụ tupu ha apụọ.

Ha ga-ericha nri ahụ tupu ha apụọ.

They will finish food before leaving.

Richaa nri a.

Richaa nri a.

Finish the food.

A na-ericha nri tupu a kọwa akụkọ n'ụlọ a.

A na-ericha nri tupu a kọwa akụkọ n'ụlọ a.

We finish eating before story telling in this house.

Richaa nri a.

Richaa nri a.

Finish the food.

Ha sara efere ka ha richara nri.

Ha sara efere ka ha richara nri.

They washed plates as they finished eating.

A chọrọ m iricha ego m.

A chọrọ m iricha ego m.

I want to spend all my money.

Nkechi richara nri o bu bịa.

Nkechi richara nri o bu bịa.

Nkechi finished the food she came with.

Ha ga-ericha nri ahụ tupu ha apụọ.

Ha ga-ericha nri ahụ tupu ha apụọ.

They will finish food before leaving.

Gbaa mbọ richaa nri gị.

Gbaa mbọ richaa nri gị.

Try and finish your food.

àgbàsá

àgbàsa

Wordàgbàsa
Definitions

Noun

1.leftover food

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Dowe agbasa ahụ na mkpooyi, maka echi.

Dowe agbasa ahụ na mkpooyi, maka echi.

Keep the leftover food in the freezer against tomorrow.

àzį

àzị̀

Wordàzị̀
Definitions

Noun

1.breakfast; food; meal

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-agawa ma anyị gbachaa azị.

Anyị ga-agawa ma anyị gbachaa azị.

We will start going after we have had a breakfast.

Gbaa azị ka anyị pụọ.

Gbaa azị ka anyị pụọ.

Eat, let us go.

Gị na onye ga-agba azị?

Gị na onye ga-agba azị?

You and who will have breakfast?

Anyị gbara azị tupu anyị bido njem ahụ.

Anyị gbara azị tupu anyị bido njem ahụ.

We had breakfast before we started that journey.

Bịa ka anyị gbaa azị.

Bịa ka anyị gbaa azị.

Come let us have breakfast.

Agbaala m azị.

Agbaala m azị.

I have eaten.

Ha achọghị ịgba azị.

Ha achọghị ịgba azị.

They don't want to eat breakfast.

Ọ na-agba azị mgbe m bịara.

Ọ na-agba azị mgbe m bịara.

He was having breakfast when I came.

Ọ ga-agba azị ma ọrụcha ọrụ ya.

Ọ ga-agba azị ma ọrụcha ọrụ ya.

He will eat breakfast after he has finished his work.

dá ökü

da ọkụ̄

Wordda ọkụ̄
Definitions

Active verb

喝遠

1.warm (especially food)

2.brand

Related Terms
Word Stems

Examples

E kwesịrị ịda ofe ahụ n'ọkụ.

E kwesịrị ịda ofe ahụ n'ọkụ.

The soup is supposed to be warmed.

Ọ na-ada ụmụ anụmaanụ ahụ ọkụ ka o nwee ike mata ndị bụ nke ya.

Ọ na-ada ụmụ anụmaanụ ahụ ọkụ ka o nwee ike mata ndị bụ nke ya.

He is branding those animals so that he can know those that are his.

Ọ ga-ada ofe a n'ọkụ n'ụtụtụ.

Ọ ga-ada ofe a n'ọkụ n'ụtụtụ.

She will warm the soup in the morning.

Jee daa nri ahụ n'ọkụ

Jee daa nri ahụ n'ọkụ

Go and warn that food.

öbēékwú

ọbeekwū

Wordọbeekwū
Definitions

Noun

1.dry room to store food, pantry

Variationsọbaekwū
Related Terms
Word Stems

Examples

Akpa osikapa ahụ dị n'ọbaekwu.

Akpa osikapa ahụ dị n'ọbaekwu.

The bag of rice is in the store.

Ọbaekwu nne m juru eju.

Ọbaekwu nne m juru eju.

My mother's food store is full.

Ọbaekwu na-adịkarị kọrọkọrọ.

Ọbaekwu na-adịkarị kọrọkọrọ.

Food stores are usually dry.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.