jésò
jesò
Word | jesò |
Definitions | Active verb 1.follow; follow after |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Achọghị m ka ị na-ejeso ndị ọjọọ.
Achọghị m ka ị na-ejeso ndị ọjọọ.
I don't want you following bad people.
E jesoro m ndị na-atụ egwu Chineke.
E jesoro m ndị na-atụ egwu Chineke.
I followed those that fear God.
Achọrọ m ka ijeso di gị.
Achọrọ m ka ijeso di gị.
I want you to follow your husband.
Ọ ga-ejeso m ma ọ hụ m.
Ọ ga-ejeso m ma ọ hụ m.
He will follow me when he sees me.
Ka ọ na-aga, nnwa ya jesoo ya n'azụ.
Ka ọ na-aga, nnwa ya jesoo ya n'azụ.
As he was going, his child followed him.
Ijeso ndị ọgaranya na-adị mma.
Ijeso ndị ọgaranya na-adị mma.
Following the rich is good.