Nkọwa okwu logo
Beta

fópų

fopụ̀

Wordfopụ̀
Definitions

Active verb

1.move; root up; cast out; root out

Related Term
Word Stem

Examples

A ga-efopụ ya echi.

A ga-efopụ ya echi.

It will be rooted out tomorrow.

Anyị amaghị mgbe o fopụrụ ya.

Anyị amaghị mgbe o fopụrụ ya.

We didn't know when he casted it out.

Ị chọrọ ifopụ ihe m kọrọ?

Ị chọrọ ifopụ ihe m kọrọ?

Do you want to root out what I planted?

Fopụ ya ọsọọsọ.

Fopụ ya ọsọọsọ.

Remove it quickly.

Fopụ ahịhịa niile dị ebe a.

Fopụ ahịhịa niile dị ebe a.

Uproot all the weeds here.

Nna m ga-efopụ oroma ahụ.

Nna m ga-efopụ oroma ahụ.

My father will remove that orange.

Anyị na-efopụ iruro.

Anyị na-efopụ iruro.

We are weeding.

Onye fopụrụ ya?

Onye fopụrụ ya?

Who rooted it out?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.