Nkọwa okwu logo
Beta

fòtó

fòto

Wordfòto
Definitions

Noun

1.photograph; picture

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna m na-ese foto.

Nna m na-ese foto.

My father snaps pictures.

Bịa were foto gị.

Bịa were foto gị.

Come and take your picture.

Achọghị m isonyere ha na foto ha na-ese.

Achọghị m isonyere ha na foto ha na-ese.

I do not want to join them in the picture they are taking.

Foto a adịghị mma.

Foto a adịghị mma.

This picture is not good.

Onye sere gị foto a?

Onye sere gị foto a?

Who took this picture for you?

pïtǫ

pịtọ̀

Wordpịtọ̀
Definitions

Active verb

1.messy, very soft, swampy, marshy

Related Terms
Word Stems

Examples

Akpụ a pịtọrọ apịtọ.

Akpụ a pịtọrọ apịtọ.

The cassava fufu is very soft.

Oroma a pịtọrọ apịtọ.

Oroma a pịtọrọ apịtọ.

This orange is too soft.

Nkechi na-apịtọ nri.

Nkechi na-apịtọ nri.

Nkechi mashes food

Mmiri zoro pịtọrọ ebe ahụ unyaahụ.

Mmiri zoro pịtọrọ ebe ahụ unyaahụ.

The rain that fell made the place messy yesterday

Kwụsị omume ịpịtọ ihe ka onyeara.

Kwụsị omume ịpịtọ ihe ka onyeara.

Stop that character of being messy like a mad man.

Ụzọ a na-apịtọ apịtọ.

Ụzọ a na-apịtọ apịtọ.

This road is messy

Apịtọla ji ahụ.

Apịtọla ji ahụ.

Do not mess up the yam.

Ọ ga-apịtọ nri a i nyere ya.

Ọ ga-apịtọ nri a i nyere ya.

He will make a mess of this food you gave him.

Ụzọ a na-apịtọ apịtọ.

Ụzọ a na-apịtọ apịtọ.

This road is messy

Mmiri zoro pịtọrọ ebe ahụ unyaahụ.

Mmiri zoro pịtọrọ ebe ahụ unyaahụ.

The rain that fell yesterday made the place messy.

Nkechi na-apịtọ nri.

Nkechi na-apịtọ nri.

Nkechi marshes food.

Kwụsị omume ịpịtọ ihe ka onye ara.

Kwụsị omume ịpịtọ ihe ka onye ara.

Stop that character of being messy like a mad man.

Achọghị m ka ọ pịtọọ ọrụ a.

Achọghị m ka ọ pịtọọ ọrụ a.

I do not want him to mess up this job.

Onye pịtọrọ ebe a?

Onye pịtọrọ ebe a?

Who messed up this place?

Ọ ga-apịtọ ya bụ mmemme.

Ọ ga-apịtọ ya bụ mmemme.

He will mess up the ceremony.

Akpụ a pịtọrọ apịtọ.

Akpụ a pịtọrọ apịtọ.

The cassava fufu is very soft.

Oroma a pịtọrọ apịtọ.

Oroma a pịtọrọ apịtọ.

This orange is too soft.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.