féfègá
fefèga
Word | fefèga |
Definitions | Active verb 1.fly across |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nnụnụ ndị na-efefega ebe a buru ibu.
Nnụnụ ndị na-efefega ebe a buru ibu.
The birds that fly past here are big.
Ụgbọelu fefegara ebe a ugbua.
Ụgbọelu fefegara ebe a ugbua.
Airplane flew past here now.
Ọ chọrọ isi ebe a fefega.
Ọ chọrọ isi ebe a fefega.
He wants to fly past here.
Anyị ga-efefega Ọnịcha ma anyị na-eje Ọka.
Anyị ga-efefega Ọnịcha ma anyị na-eje Ọka.
We will fly pass Onitsha when we are going to Awka.
féfè
fefè
Word | fefè |
Definitions | Active verb 均轄 1.fly across |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ chọrọ isi ebe a fefee.
Ọ chọrọ isi ebe a fefee.
He wants to fly through here.
Anyị na-efefe Ọnịcha ugbua.
Anyị na-efefe Ọnịcha ugbua.
We are flying pass Onitsha now.
Ugboelu fefere ebe a ugbua.
Ugboelu fefere ebe a ugbua.
Airplane just flew pass here.
Anyị aga-efefe London?
Anyị aga-efefe London?
Are we going to fly past London?
Naanị ịfefe ka ọ chọrọ.
Naanị ịfefe ka ọ chọrọ.
Only flying through is what he wants.