pïá
pịa
Word | pịa |
Definitions | Active verb 玄 1.flog |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwoke ahụ pịara ịnyịnya ya ụtalị.
Nwoke ahụ pịara ịnyịnya ya ụtalị.
That man flogged his horse.
pïásà
pịasà
Word | pịasà |
Definitions | Active verb 1.scatter; flog and scatter |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Aga m apịasa mmadụ niile.
Aga m apịasa mmadụ niile.
I will flog and scatter everybody.
Ị chọrọ ịpịasa mmemme agbamakwụkwọ a?
Ị chọrọ ịpịasa mmemme agbamakwụkwọ a?
Do you want to scatter this wedding ceremony?
O ji iwe pịasaa ha niile.
O ji iwe pịasaa ha niile.
He scattered all of them in anger.
Onye chọrọ ịpịasa nzukọ a.
Onye chọrọ ịpịasa nzukọ a.
Who wants to scatter this meeting.
Ndị uweojii bịara pịasaa ndị ntoroọbịa n'oge ngagharị iwe.
Ndị uweojii bịara pịasaa ndị ntoroọbịa n'oge ngagharị iwe.
The policemen came and scattered the youths during demonstration.
Ọ dị mma ịpịasa ha.
Ọ dị mma ịpịasa ha.
It is good to scatter them.
Ha na-apịasa ndị nọ n'ahịa.
Ha na-apịasa ndị nọ n'ahịa.
They are scattering the people in the market.
pïá ųtàrį
pịa ụ̀tàrị̀
Word | pịa ụ̀tàrị̀ |
Definitions | Active verb 1.flog with whip; whip; chastise |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye nkụzi pịara nwata a ụtarị
Onye nkụzi pịara nwata a ụtarị
The teacher flogged this child
Ọ pịara anyị ụtarị.
Ọ pịara anyị ụtarị.
She flogged us.
Ọ na-apịa anyị ụtarị ma anyị mee mkpọtụ
Ọ na-apịa anyị ụtarị ma anyị mee mkpọtụ
She flogs us when we make a noise.
Gịnị mere ị ji apịa Chike ụtarị?
Gịnị mere ị ji apịa Chike ụtarị?
Why are you flogging Chike?
M ga-apịa unu ụtarị echi.
M ga-apịa unu ụtarị echi.
I will flog you people.
Obi na-apịa ya ụtarị mgbe anyị hụrụ ha.
Obi na-apịa ya ụtarị mgbe anyị hụrụ ha.
Obi was flogging him when we saw them.
Ọ pịara anyị ụtarị.
Ọ pịara anyị ụtarị.
She flogged us.
Nkechi na-apịa nnwa ya ụtarị.
Nkechi na-apịa nnwa ya ụtarị.
Nkechi is flogging his child.
A chọrọ m ịpịa gị ụtarị.
A chọrọ m ịpịa gị ụtarị.
I want to flog you.
Piaa ya ụtarị!
Piaa ya ụtarị!
Flog him!
Obi na-apia ya ụtarị mgbe anyị hụrụ ha.
Obi na-apia ya ụtarị mgbe anyị hụrụ ha.
Obi was flogging him when we saw them.
Gịnị mere ị ji apịa Chike ụtarị?
Gịnị mere ị ji apịa Chike ụtarị?
Why are you flogging Chike?
M ga-apịa unu ụtarị echi.
M ga-apịa unu ụtarị echi.
I will flog you people.
Ọ na-apịa anyị ụtarị ma anyị mee mkpọtụ
Ọ na-apịa anyị ụtarị ma anyị mee mkpọtụ
She flogs us when we make a noise.
Onye nkụzi pịara nwata a ụtarị
Onye nkụzi pịara nwata a ụtarị
The teacher flogged this child
Piaa ya ụtarị!
Piaa ya ụtarị!
Flog him!