fē ǹkù
fē ǹkù
Word | fē ǹkù |
Definitions | Active verb 1.flap wings |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na amasị m ikiri ka ugo si efe nku.
Ọ na amasị m ikiri ka ugo si efe nku.
I like watching eagles flap their wings
fèchá
fècha
Word | fècha |
Definitions | Active verb 1.flap (wing, to dry it) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedu ihe ị ji efecha akwa gị otua?
Kedu ihe ị ji efecha akwa gị otua?
Why are you flapping your cloth like this?
Achọrọ m ifecha akwa m.
Achọrọ m ifecha akwa m.
I want to flap my clothes to dry.
Ọ na-efecha akwa ya mgbe m hụrụ ya.
Ọ na-efecha akwa ya mgbe m hụrụ ya.
He was flapping his cloth when I saw him.
Fechaa aka gị ka ọ kọọ.
Fechaa aka gị ka ọ kọọ.
Flap your hands to dry.
Ọ na-efecha akwa ya nke ọma tupu ọ gbasaa ya.
Ọ na-efecha akwa ya nke ọma tupu ọ gbasaa ya.
He flaps his clothes properly before spreading it.
O fechara akwa ya n'ihu m.
O fechara akwa ya n'ihu m.
He flapped his clothes in my presence.
Ọ ga-efecha akwa ndị a ma ọ pụta.
Ọ ga-efecha akwa ndị a ma ọ pụta.
He will flap these clothes to dry when he arrives.