Nkọwa okwu logo
Beta

ïkpàrįkpà

ịkpàrị̀kpà

Wordịkpàrị̀kpà
Definitions

Noun

1.fish scale

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị na-akpacha ịkparịkpa dị n'azụ ahụ.

Anyị na-akpacha ịkparịkpa dị n'azụ ahụ.

We are removing the scales on the fish.

Azụ ahụ nwere nnukwu ịkpàrị̀kpà.

Azụ ahụ nwere nnukwu ịkpàrị̀kpà.

The fish has many scales.

Azụ nwere ịkparịkpa na-atọ ụtọ.

Azụ nwere ịkparịkpa na-atọ ụtọ.

A fish with scale is tasty.

Ịkparịkpa juru azụ ahụ ahụ.

Ịkparịkpa juru azụ ahụ ahụ.

The fish is covered with scale.

Ịkparịkpa na-echekwa azụ ka ọ ghara imeru ahụ.

Ịkparịkpa na-echekwa azụ ka ọ ghara imeru ahụ.

Fish scale protects fish from injury.

A kuziri anyị ọrụ ịkparịkpa azụ taa.

A kuziri anyị ọrụ ịkparịkpa azụ taa.

We were taught functions fish scale today.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.