Nkọwa okwu logo
Beta

díökpárá

diọkpara

Worddiọkpara
Definitions

Noun

1.first-born son

2.eldest man, and therefore priest, in a patrilineage

Related Term
Word Stem

Examples

Diọkpara ha na-egbu anụ.

Diọkpara ha na-egbu anụ.

Their first son is a butcher.

Diọkpara na-anọchite anya nna ya ma nna nwụọ.

Diọkpara na-anọchite anya nna ya ma nna nwụọ.

The first-born son represents his father when the father dies.

Diọkpara na-enwe ùgwù n'ezinaụlọ.

Diọkpara na-enwe ùgwù n'ezinaụlọ.

Diokpara is respected in the family.

Diọkpara nwaanyị ahụ di nwayọ.

Diọkpara nwaanyị ahụ di nwayọ.

That woman's first son is quiet.

Diọkpara na-enwe nnukwu ọrụ n'ezinaụlọ.

Diọkpara na-enwe nnukwu ọrụ n'ezinaụlọ.

Diokpara has a lot of responsibility in the family.

Diọkpara ya na-amụ akaọrụ.

Diọkpara ya na-amụ akaọrụ.

His first son is learning a skill.

Ọ bụ diọkpara ya zụtara ụgbaala ahụ.

Ọ bụ diọkpara ya zụtara ụgbaala ahụ.

It was his first son that bought that car.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.