àkų
àkụ̀
Word | àkụ̀ |
Definitions | Noun 圧 1.finance 2.riches 3.financial wealth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akụ na-esi obi ike.
Akụ na-esi obi ike.
Finance keeps the mind strong
Onye ka ọ hapụụrụ akụ ndị a niile?
Onye ka ọ hapụụrụ akụ ndị a niile?
Whom did he leave all those wealth for?
Akụ ya karịrị.
Akụ ya karịrị.
His wealth is too much.
Akụ ya fụchara na mmiri.
Akụ ya fụchara na mmiri.
All his wealth got lost in water.
O doziri akụ ha tupu ọ laa ezumiikenka.
O doziri akụ ha tupu ọ laa ezumiikenka.
She put their finance in order before she retired.
Akụ obodo anyị ka nke ha.
Akụ obodo anyị ka nke ha.
Our country's financial wealth is more than theirs.
O mefuru akụ nna ya.
O mefuru akụ nna ya.
He squandered his father's wealth.
Akụ m dị n'eluigwe.
Akụ m dị n'eluigwe.
My wealth is in heaven.
òdāákwükwö égó
òdaakwụkwọ ego
Word | òdaakwụkwọ ego |
Definitions | Noun 1.financial secretary |
Variations | òdeakwụkwọ egō |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Odaakwụkwọ ego dị mkpa n'otu ọbụla.
Odaakwụkwọ ego dị mkpa n'otu ọbụla.
The financial secretary is important in every association.